Ụlọ Nche A Na-amụ Amụ
Julaị 2022
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 5 RUO ỌKTOBA 2, 2022
© 2022 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Otú ahụ iwekọta foto a dọkara adọka ọnụ na-eme ka ihe e sere na foto ahụ doo anya ka ịmụ gbasara amụma ndị Baịbụl buru n’akwụkwọ Daniel na Mkpughe na-eme ka oge anyị nọ na ya ugbu a doo anyị anya (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 28, paragraf nke 2)