Nke A Na-amụ Amụ
EPREL 2023
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JUN 5 RUO JULAỊ 9, 2023
© 2023 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Jehova gọziri Jekọb n’ime afọ iri abụọ ọ rụsiiri Leban bụ́ nwanne mama ya ọrụ ike. Leban ghọgburu ya n’afọ ndị ahụ (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 17, paragraf nke 5)