Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 1972-1973
  • B9 Mba Ndị Daniel Buru Amụma na Ha Ga-achị Ụwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • B9 Mba Ndị Daniel Buru Amụma na Ha Ga-achị Ụwa
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Babịlọn
  • Midia na Peshia
  • Gris
  • Rom
  • Briten na Amerịka
  • Mbili na Ọdịda nke Otu Onyinyo Dị Ukwuu
    Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!
  • Ònye Ga-achị Ụwa?
    Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!
  • Isi Ihe Ndị Sitere n’Akwụkwọ Daniel
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
  • Ṅaa Ntị n’Okwu Amụma Chineke Maka Oge Anyị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2000
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
B9 Mba Ndị Daniel Buru Amụma na Ha Ga-achị Ụwa

B9

Mba Ndị Daniel Buru Amụma na Ha Ga-achị Ụwa

Nke E Biri Ebi
Nnukwu ihe ahụ a kpụrụ akpụ e kwuru gbasara ya na Daniel isi 2
Ọdụm ahụ nwere nku nọchiri anya Alaeze Ukwu Babịlọn

Babịlọn

Daniel 2:32, 36-38; 7:4

607 T.O.N.K. Eze Nebukadneza bibiri Jeruselem

Anụ ọhịa bea ahụ nọchiri anya Alaeze Ukwu Midia na Peshia

Midia na Peshia

Daniel 2:32, 39; 7:5

539 T.O.N.K. Ha meriri Babịlọn

537 T.O.N.K. Saịrọs nyere iwu ka ndị Juu laghachi Jeruselem

Agụ owuru ahụ nwere nku nọchiri anya Alaeze Ukwu Gris

Gris

Daniel 2:32, 39; 7:6

331 T.O.N.K. Alegzanda Onye Ukwu meriri Peshia

Anụ ọhịa ahụ na-atụ ụjọ nke nwere mpi iri nọchiri anya ọchịchị Rom na ọchịchị Briten na Amerịka

Rom

Daniel 2:33, 40; 7:7

63 T.O.N.K. Ndi Rom chịwara Izrel

70 O.N.K. Ha bibiri Jeruselem

Briten na Amerịka

Daniel 2:33, 41-43

1914-1918 O.N.K. Briten na Amerịka chịwara ụwa malite n’oge Agha Ụwa nke Mbụ

  • Ebe Ndị A Kpọrọ Aha na Map

  • Sadis

  • Jeruselem

  • Ekbatana

  • Babịlọn

  • Alaeze Ukwu Babịlọn

  • Tima

  • Susa, Shushan

  • Pesepọlis

  • Alaeze Ukwu Midia na Peshia

  • Alaeze Ukwu Rom

  • Rom

  • Pela

  • Kọnstantinopụl (Bizantiọm)

  • Alegzandria

  • Jeruselem

  • Antiọk

  • Seliushia

  • Alaeze Ukwu Gris

  • Ị Ga-ahụ Ya na Map

  • Alaeze Ukwu Babịlọn

  • Alaeze Ukwu Midia na Peshia

  • Alaeze Ukwu Gris

  • Alaeze Ukwu Rom

  • Ebe Babịlọn chịrị, Midia na Peshia emechaa chịa ya

  • Ị Ga-ahụ Ya n’Ebe E Gosiri Oge Dị Iche Iche

  • 607 T.O.N.K. Ndị Babịlọn bibiri Jeruselem

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya