- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
NDỊ EZE NKE ABỤỌ
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
Oké ifufe bugoro Ịlaịja n’eluigwe (1-18)
Ịlaịsha mere ka mmiri Jeriko dị mma (19-22)
Anụ ọhịa bea abụọ dọriri ụmụaka ndị Betel (23-25)
3
Jehoram malitere ịchị Izrel (1-3)
Ndị Moab nupụụrụ ndị Izrel isi (4-25)
E meriri ndị Moab (26, 27)
4
Ịlaịsha mere ka mmanụ nwaanyị isi mkpe mụbaa (1-7)
Nwaanyị Shunem lere Ịlaịsha ọbịa (8-16)
E ji nwa nwoke kwụọ otu nwaanyị ụgwọ ihe ọma o mere, nwa ahụ emechaa nwụọ (17-31)
Ịlaịsha kpọlitere nwa ahụ nwụrụ anwụ (32-37)
Ịlaịsha mere ka ofe dị mma ọrịra (38-41)
Ịlaịsha mere ka achịcha mụbaa (42-44)
5
6
Ịlaịsha mere ka isi anyụike see n’elu mmiri (1-7)
Ịlaịsha na ndị Siria (8-23)
E meghere anya onye na-ejere Ịlaịsha ozi (16, 17)
E mere ka ndị Siria kpuo ìsì (18, 19)
Oké ụnwụ dara na Sameria mgbe ndị Siria nọchibidoro ya (24-33)
7
Ịlaịsha buru amụma mgbe oké ụnwụ ahụ ga-akwụsị (1, 2)
Ndị Izrel hụrụ nri ndị Siria hapụrụ ebe ha mara ụlọikwuu gbaa ọsọ (3-15)
Amụma Ịlaịsha buru mezuru (16-20)
8
E nyeghachiri nwaanyị Shunem ala ya (1-6)
Ịlaịsha, Ben-hedad, na Hazel (7-15)
Jehoram malitere ịchị Juda (16-24)
Ehazaya malitere ịchị Juda (25-29)
9
E tere Jihu mmanụ ka ọ bụrụ eze Izre (1-13)
Jihu gburu Jehoram na Ehazaya (14-29)
E gburu Jezibel, nkịta erie anụ ya (30-37)
10
Jihu gburu ndị ezinụlọ Ehab (1-17)
Jihu gburu ndị na-efe Bel (18-27)
Otú ọchịchị Jihu si gaa (28-36)
11
Atalaya weghaara ọchịchị (1-3)
E chiri Jehoash eze na nzuzo (4-12)
E gburu Atalaya (13-16)
Jehoyada mere ka ihe ka mma (17-21)
12
Jehoash malitere ịchị Juda (1-3)
Jehoash rụziri ụlọ nsọ (4-16)
Obodo ndị Siria lụsoro agha (17, 18)
E gburu Jehoash (19-21)
13
Jehoahaz malitere ịchị Izrel (1-9)
Jehoash malitere ịchị Izrel (10-13)
Ịlaịsha gwara Jehoash ihe ọ ga-eme ka ọ mara ma ọ̀ na-anụ ọkụ n’obi (14-19)
Ịlaịsha nwụrụ, ọkpụkpụ ya mekwara ka otu nwoke si n’ọnwụ bilie (20, 21)
Amụma ikpeazụ Ịlaịsha buru mezuru (22-25)
14
Amazaya malitere ịchị Juda (1-6)
Amazaya lụsoro ndị Ịdọm na ndị Izrel agha (7-14)
Jehoash eze Izrel nwụrụ (15, 16)
Amazaya nwụrụ (17-22)
Jeroboam nke Abụọ malitere ịchị Izrel (23-29)
15
Azaraya malitere ịchị Juda (1-7)
Ndị eze ikpeazụ chịrị Izrel bụ: Zekaraya (8-12), Shalọm (13-16), Menahem (17-22), Pekahaya (23-26), Pika (27-31)
Jotam malitere ịchị Juda (32-38)
16
Ehaz malitere ịchị Juda (1-6)
Ehaz nyere ndị Asiria onyinye (7-9)
Ehaz rụrụ ụdị ebe ịchụàjà ọ hụrụ ndị na-ekpere arụsị rụrụ (10-18)
Ehaz nwụrụ (19, 20)
17
Hoshia malitere ịchị Izrel (1-4)
E meriri ndị Izrel (5, 6)
A dọọrọ ndị Izrel n’agha maka na ha hapụrụ Chineke (7-23)
A kpọtara ndị obodo ọzọ ha ebichie n’obodo ndị dị na Sameria (24-26)
Ndị bi na Sameria na-atụ egwu Chineke, na-efekwa chi dị iche iche (27-41)
18
Hezekaya malitere ịchị Juda (1-8)
Otú e si dọrọ ndị Izrel n’agha (9-12)
Senakerib lụsoro Juda agha (13-18)
Rabshake mara Jehova aka (19-37)
19
Hezekaya si n’aka Aịzaya rịọ Chineke ka o nyere ya aka (1-7)
Senakerib bara mba ihe ha ga-eme ndị bi na Jeruselem (8-13)
Ekpere Hezekaya kpere (14-19)
Aịzaya gwara Hezekaya ihe Chineke kwuru (20-34)
Otu mmụọ ozi gburu ndị Asiria dị 185,000 (35-37)
20
21
22
Josaya malitere ịchị Juda (1, 2)
Otú a ga-esi rụzie ihe ndị mebiri n’ụlọ nsọ (3-7)
A hụrụ akwụkwọ e dere Iwu Mosis (8-13)
Họlda buru amụma ihe ga-eme Juda (14-20)
23
Ihe ọma ndị Josaya mere (1-20)
Ndị Juda mere Ememme Ngabiga (21-23)
Ihe ọma ndị ọzọ Josaya mere (24-27)
Josaya nwụrụ (28-30)
Jehoahaz malitere ịchị Juda (31-33)
Jehoyakim malitere ịchị Juda (34-37)
24
Mgbe Jehoyakim nupụrụ isi na mgbe ọ nwụrụ (1-7)
Jehoyakin malitere ịchị Juda (8, 9)
Ndị mbụ a dọọrọ n’agha laa Babịlọn (10-17)
Mgbe Zedekaya malitere ịchị Juda na mgbe o nupụrụ isi (18-20)
25
Nebukadneza nọchibidoro Jeruselem (1-7)
E bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ a rụrụ na ya, dọrọkwa ndị nke abụọ n’agha (8-21)
A họpụtara Gedalaya ka ọ bụrụ gọvanọ (22-24)
E gburu Gedalaya, ndị mmadụ agbaga Ijipt (25, 26)
A kpọpụtara Jehoyakin n’ụlọ mkpọrọ na Babịlọn (27-30)