- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
NDỊ GALESHIA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1-5)
E nweghị ozi ọma ọzọ (6-9)
Ozi ọma Pọl ziri si n’aka Chineke (10-12)
Otú Pọl si ghọọ Onye Kraịst na ihe ndị mbụ o mere (13-24)
2
Pọl gara hụ ndịozi nọ na Jeruselem (1-10)
Pọl gwara Pita (Sifas) na ihe o mere jọgburu onwe ya (11-14)
Naanị okwukwe ga-eme ka a kpọọ mmadụ onye ezi omume (15-21)
3
Ime ihe e kwuru n’Iwu, ka ọ̀ bụ inwe okwukwe? (1-14)
Ọ bụghị Iwu mere e ji kwe Ebreham nkwa (15-18)
Otú e si nye Iwu ahụ na ihe mere e ji nye ya (19-25)
Ọ bụ okwukwe mere unu ji bụrụ ụmụ Chineke (26-29)
4
Unu abụghịzi ndị ohu, unu bụ ụmụ (1-7)
Pọl kwuru ihe na-echegbu ya banyere ndị Galeshia (8-20)
Hega na Sera pụtara ọgbụgba ndụ abụọ (21-31)
5
6