TAỊTỌS IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1-4) A gwara Taịtọs ka ọ họpụta ndị okenye na Krit (5-9) Na-adọ ndị nnupụisi aka ná ntị (10-16) 2 Ezigbo ndụmọdụ e nyere ndị agadi na ndị na-akatabeghị ahụ́ (1-15) Akpala àgwà na-adịghị Chineke mma (12) Jiri ịnụ ọkụ n’obi na-arụ ọrụ dị mma (14) 3 Na-edonụ onwe unu n’okpuru ndị ọchịchị (1-3) Dịrị njikere ịrụ ọrụ dị mma (4-8) Zere arụmụka iberiibe na inwe òtù (9-11) Ntụziaka na ekele (12-15)