Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g99 10/8 p. 32
  • Bịa, Nụrụ Ozi nke Ezi Olileanya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Bịa, Nụrụ Ozi nke Ezi Olileanya
  • Teta!—1999
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Bịa Nụrụ Okwu Ihu Ọha Ahụ—“Okwukwe na Ọdịnihu Gị”
    Teta!—1997
  • “Olee Ndị Na-ezi Mba Dị Iche Iche Eziokwu Ahụ?”
    Teta!—2001
  • Bịa, Nụrụ Okwu Ihu Ọha Bụ́ “Olee Ndị Na-enye Chineke Otuto Taa?”
    Teta!—2003
  • Bịa, Nụrụ Okwu Ihu Ọha n’Efu “Nanị Ụzọ Na-eduga ná Ndụ Ebighị Ebi”
    Teta!—1998
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—1999
g99 10/8 p. 32

Bịa, Nụrụ Ozi nke Ezi Olileanya

Ị GA-ANỤ ozi dị otú ahụ n’okwu ihu ọha bụ́ “Ime Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ—Dị Ka E Buru n’Amụma,” bụ́ nke a ga-ekwu ná Mgbakọ Distrikti “Okwu Amụma nke Chineke” nke Ndịàmà Jehova n’afọ a. Ọtụtụ ndị nwere olileanya na afọ 2000 ga-ewetara ihe a kpọrọ mmadụ ngozi.

“Narị afọ iri ahụ pụtara na anyị pụrụ inwere onwe anyị pụọ na narị afọ nke dị nnọọ njọ,” ka otu prọfesọ nke mahadum kwuru. Ọ bụkwa ezie na “afọ 2000 pụrụ nanị ịbụ afọ ọzọ dị na kalenda,” ka magazin bụ́ Maclean’s kwuru, “ya na mmalite ọnọdụ ọhụrụ n’ezie pụrụ ịdabakọta.” Otú ọ dị, ahụmahụ na-egosi na nke a eyighị ihe ga-eme eme.

Mgbalị mmadụ iji weta “mmalite ọnọdụ ọhụrụ” akụwo afọ n’ala mgbe nile. N’ihi gịnịzi ka anyị ga-eji kwenye ná nkwa Chineke e kwere eri ihe karịrị afọ 1,900 gara aga, “Lee, ana m eme ihe nile ka ha dị ọhụrụ”? (Mkpughe 21:5) A ga-ekwu ihe ndị na-emesi obi ike mere a ga-eji kwenye na ya n’okwu ihu ọha a na-enye obi ụtọ. Ị pụrụ ige ya n’ebe dị gị nso, n’ihi na malite n’ọnwa a, a ga-ekwu ya n’ihe karịrị otu narị mgbakọ ná mba a nile.

Kpọtụrụ Ndịàmà Jehova nọ n’ógbè gị, ma ọ bụ degara ndị bipụtara magazin a akwụkwọ maka ebe kasị gị nso a ga-enwe mgbakọ ahụ. Mbipụta May 1, 1999, nke magazin anyị a na-ebipụtakọ ya na nke a, bụ́ Ụlọ Nche, depụtara ebe nile a ga-enwe mgbakọ na Nigeria.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya