Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
October 8, 2001
Ànyị Pụrụ Ịkọ Ihe Oriri Ga-ezunụ?
E wezụga ihe ọkụkụ ndị a na-eri eri, ihe a kpọrọ mmadụ ga-anwụ n’agụụ. Nkà mmụta sayensị atụnyewo ụtụ dị ukwuu n’ime ka ebe a dị mkpa e si enweta ihe oriri na-emepụtakwu ihe. Ma ihe ọjọọ ọ kpatara ọ̀ karịrị ihe ọma ndị o wetara?
3 Mmadụ Ọ̀ Na-ebibi Ebe O Si Enweta Ihe Oriri?
4 Inwe Ụdị Ihe Dị Iche Iche—Ihe Dị Oké Mkpa Maka Ndụ
15 Ọkụkọ—Ihe A Ma Ama nke Hiri Nne
20 Ị̀ Maara?
21 Otu Obodo Ukwu Africa Ebe Ọwụwa Anyanwụ Na-ezute Ọdịda Anyanwụ
24 Aha Chineke Gbanwere Ndụ M!
29 Ikiri Ụwa
32 A Na-anabata Gị ná Mgbakọ Distrikti “Ndị Na-ezi Okwu Chineke”!
Olee Otú M Pụrụ Isi Kwụsị Ịdị Na-echegbu Onwe M nke Ukwuu? 12
Nchegbu pụrụ ime ka a ghara inwe ọṅụ ná ndụ n’ezie. Olee otú ị pụrụ isi gbasoo mmetụta uche a na-akpata nchekasị mgba?
Ruo Ókè Hà Aṅaa Ka Chineke Na-anagide Ihe? 18
Olee otú a pụrụ isi kọwaa nkịtị Chineke gbachiri ajọ omume?
[Ebe E Si Nweta Foto Dị na peeji 2]
IHU AKWỤKWỌ: Nwanyị nọ n’ubi: Godo-Foto; foto dị n’azụ azụ na peeji nke 2: Ngalaba Na-ahụ Maka Ọrụ Ugbo nke United States