Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g05 5/8 p. 3
  • Olee Fim Pụtara n’Oge Ezumike A?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Fim Pụtara n’Oge Ezumike A?
  • Teta!—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Site n’Ide Ya Ede Ruo n’Imepụta Ya
    Teta!—2005
  • Olee Fim Ị Ga-ekiri?
    Teta!—2005
Teta!—2005
g05 5/8 p. 3

Olee Fim Pụtara n’Oge Ezumike A?

GỊNỊ ka ị na-enwe mmasị ime n’oge ezumike? Ndị na-emepụta fim na-atụ anya ka ọtụtụ nde mmadụ jiri oge dị ukwuu kirie fim. E nwere, ma ọ dịkarịa ala, ebe 35,000 a na-anọ ekiri fim na United States nanị. N’afọ ndị na-adịbeghịkwa anya, ọ bụ n’oge okpomọkụ ka e nwetara ihe dị ka pasent 40 nke uru ego e nwetara ná mba ahụ site na tiketi ndị a gbara iji kirie fim.a “Oge okpomọkụ na-adị ndị na-eme fim otú oge Krismas na-adị ndị na-ere ahịa,” ka Heidi Parker, bụ́ onye so ede magazin bụ́ Movieline, kwuru.

Ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị n’oge mbụ. Ebe ndị a na-ekiri fim na United States adịbughị ekwo ekwo n’oge okpomọkụ. Nke a mekwara ka ọtụtụ ndị na-eme fim na-akwụsịlata ma ọ bụ na-akwụsị ọrụ kpam kpam n’oge ahụ. Ma, ka ọ na-erule ihe dị ka afọ 1975, a bịara nwee ntụoyi n’ebe ndị a na-anọ ekiri fim. Nke a mere ka ọtụtụ nde mmadụ na-aga n’ebe ndị ahụ iji zere okpomọkụ. Ndị na-eme fim bịara chọpụta na, ebe ọ bụ na ụmụaka na-emechi akwụkwọ n’oge ahụ, nke a pụrụ ime ka ahịa ha gaa agaa. N’oge na-adịghị anya, a bịara malite imepụta fim ndị kara aka a na-ekiri n’oge okpomọkụ. Nke a mere ka otú e si emepụta fim ma na-ere ya gbanwee, dị ka anyị ga-ahụ.

[Ihe e dere n’ala ala peeji]

a Na United States, oge ahịa fim ji aga aga na-abụ site na May ruo September, bụ́ oge a na-enwe okpomọkụ ná mba ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya