Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
April-June 2006
Olee Otú Ị Pụrụ Isi Chọta Ezi Obi Ụtọ?
Ọtụtụ mmadụ na-agba mbọ inweta obi ụtọ, ma o yiri ka ọ bụ mmadụ ole na ole na-achọta ya. N’ihi gịnị? Olee isi ihe na-eme ka a chọta obi ụtọ nke bụ́ ezigbo ya?
4 Ntụziaka Ndị Na-eme Ka E Nwee Ezi Obi Ụtọ
8 Na-aṅụrị Ọṅụ n’Olileanya Ahụ
16 Ndị Na-eto Eto Na-ajụ Sị . . .
Ndị Enyi A Na-emete n’Ụlọ Akwụkwọ—Olee Ókè Ọ Ga-eru Ya Abụrụ na A Kpachiwela Anya?
20 Ịnagide Ihe Ịma Aka nke Ime Agadi
24 Inwe Ike Okorobịa Ruo Mgbe Ebighị Ebi!
32 Ihe Ga-enyere Anyị Aka Ichebe Ụmụ Anyị
È Nwere Nanị Otu Ezi Chineke? 26
Ụmụ mmadụ na-efe ọtụtụ chi. Ma ajụjụ bụ, è nwere nanị otu ezi Chineke? Ọ bụrụ na e nwere, olee otú anyị si mara?