Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 10/06 p. 31
  • Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?
  • Teta!—2006
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • GOSI NKE BỤ́ NKE N’IME NDỊ MMỤỌ OZI A E SERE EBE A
  • OLEE AFỌ O MERE?
  • ÒNYE KA M BỤ?
  • ÒNYE KA M BỤ?
  • N’IME MBIPỤTA NKE A
  • Azịza
  • Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?
    Teta!—2006
Teta!—2006
g 10/06 p. 31

Ị̀ Ga-esi Aṅaa Zaa?

GOSI NKE BỤ́ NKE N’IME NDỊ MMỤỌ OZI A E SERE EBE A

Jiri pensịl kaa akara site n’aha ndị mmụọ ozi e depụtara ebe a gaa na foto ndị mmụọ ozi nke kwekọrọ n’aha ahụ. Ị kasịa ya, ị zaa ajụjụ ya na ya so.

Onyeisi Ndị Mmụọ Ozi

Olee aha e ji mara onyeisi ndị mmụọ ozi?

Ndị Cherub

Gịnị ka ndị cherub chere nche n’Iden?

Ndị Seraf

Gịnị ka Aịzaịa nụrụ ndị seraf na-ekwu?

Ndị Mmụọ Ozi

Ọ dịkarịa ala, ndị mmụọ ozi ole ka e nwere?

1. ․․․․․

2. ․․․․․

3. ․․․․․

4. ․․․․․

◼ Ajụjụ A Ga-eji Ekwurịta Okwu: Olee otú gị ịma banyere ndị mmụọ ozi pụrụ isi mee ka i nwekwuo obi ike?—2 Ndị Eze 6:15-17.

OLEE AFỌ O MERE?

Jiri pensịl kaa akara site n’ihe osise ahụ ruo n’afọ ihe ahụ e sere mere.

1761 T.O.A. Ihe dị ka 538 T.O.A. 33 O.A.

1728 T.O.A. Ihe dị ka 455 T.O.A. 44 O.A.

5. Ọrụ 12:5-11

6. Jenesis 32:22-30

7. Daniel 6:22

ÒNYE KA M BỤ?

8. Eleghaara m ịdọ aka ná ntị nke mmụọ ozi anya, legharakwa mkpesa ịnyịnya ibu m mere anya.

ÒNYE KA M BỤ?

9. Ezigaara m Daniel, Zekaraịa, na nne Immanuel, ozi.

N’IME MBIPỤTA NKE A

Zaa ajụjụ ndị a ma depụta amaokwu Bible ndị a na-edepụtaghị.

Peeji nke 4 Olee otú ikiri televishọn si yie ịracha mmanụ aṅụ? (Ilu 25:____)

Peeji nke 7 Gịnị mere anyị ji kwesị ịkpachara anya banyere ihe anyị na-ekiri na televishọn? (Ilu 13:____)

Peeji nke 25 Gịnị na-eme echiche mmadụ ma onye ahụ nwụọ? (Abụ Ọma 146:____)

Azịza

1. Ndị Cherub. ‘Ụzọ e si abanye n’ebe osisi nke ndụ ahụ dị.’—Jenesis 3:24.

2. Onyeisi ndị mmụọ ozi. Maịkel.—Jud 9.

3. Ndị mmụọ ozi. Ọtụtụ nde.—Daniel 7:10.

4. Ndị seraf. “Nsọ, nsọ, nsọ, ka Jehova dị.”—Aịsaịa 6:3, 6, 7.

5. 44 O.A.

6. 1761 T.O.A.

7. Ihe dị ka 538 T.O.A.

8. Belam.

9. Gebriel.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya