Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
January–March 2009
Ihe Ịga Nke Ọma Olee Otú I Nwere Ike Isi Nwee Ya?
Ọtụtụ ndị chere na inwe ihe ịga nke ọma bụ mmadụ ịbụ onye a ma ama, ịba ọgaranya, ma ọ bụ ịbụ onye ikike dị n’aka. Ma, ọ̀ bụ ihe ndị a ka e ji ama onye nwere ezi ihe ịga nke ọma? Gụọ isiokwu ndị a iji mata otú o si bụrụ na onye ọ bụla nwere ike inwe ezi ihe ịga nke ọma.
3 Mgbe Inwe Ihe Ịga nke Ọma Na-esi Ike
4 Olee Ebe Anyị Nwere Ike Isi Nweta Nduzi?
6 Ihe Isii Ga-enyere Mmadụ Aka Inwe Ezigbo Ihe Ịga nke Ọma
25 Ikiri Ụwa
26 Anyị Chọtara Ihe Anyị Na-achọ
32 Ọ Na-enyere Ha Aka Ibi Ndụ Bakwuru Uru
Chineke Ọ̀ Na-anabata Ekpere E Ji Ihe Ndị A Na-ahụ Anya Kpee? 10
Ọtụtụ nde ndị kpọrọ onwe ha Ndị Kraịst na ndị na-abụghị Ndị Kraịst na-eji ihe ndị a na-ahụ anya ekpe ekpere. Olee otú Chineke si ele ihe ndị dị otú ahụ anya?