Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Nọvemba–Disemba 2013
© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania.
GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET
NDỊ NA-ETO ETO
E nwere ọtụtụ ajụjụ ndị na-eto eto na-ajụ. Gụọ otú e si jiri Baịbụl zaa ụfọdụ n’ime ha, dị ka:
• “Gịnị Ka M Ga-eme ma Mmadụ Gwusawa M Egwuregwu Iberiibe?”
• “Ọ̀ Bụ Ihe Ọjọọ ma M Jiri Ekwentị Zigara Mmadụ Ozi?”
• “Gịnị Ka M Ga-eme ma Ahụ́ Adịghị M?”
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)
ỤMỤAKA
Gụọ gbasara ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe a. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.
(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)