Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g18 nke 1 p. 16
  • Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ
  • Teta!—2018
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị̀ JỤTỤLA ONWE GỊ AJỤJỤ NDỊ A?
  • I NWERE IKE ỊCHỌTA AZỊZA AJỤJỤ NDỊ A NAKWA AZỊZA AJỤJỤ NDỊ ỌZỌ
  • Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?
    Olee Otú Anyị Ga-esi Amata Azịza Ajụjụ Ndị Na-echu Anyị Ụra?
  • Ị̀ Jụtụla Onwe Gị Ajụjụ Ndị A?
    Teta!—2019
  • Ihe I Nwere Ike Ịmụ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Obere Igbe E Ji Enweta Akwụkwọ na Vidio Ndị E Ji Akụzi Baịbụl
    Ihe Ndị E Ji Onyinye I Nyere Eme
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2018
g18 nke 1 p. 16
Jiri jw.org chọta azịza ajụjụ ndị dị gị mkpa

OTÚ Ị GA-ESI NA-ENWE OBI ỤTỌ

Mụtakwuo Ihe Ndị Ọzọ

Ị̀ JỤTỤLA ONWE GỊ AJỤJỤ NDỊ A?

  • Olee otú ezinụlọ m ga-esi na-enwe obi ụtọ?

  • Olee otú m ga-esi emeta ezigbo ndị enyi ma bụrụkwa ezigbo enyi?

  • Ndị nwụnahụrụ m, hà ga-adị ndụ ọzọ?

  • È nwere mgbe ahụhụ ga-akwụsị?

  • Ụmụ mmadụ hà ga-emecha bibie ụwa a?

  • Okpukpe niile hà na-efe ezi Chineke ahụ?

I NWERE IKE ỊCHỌTA AZỊZA AJỤJỤ NDỊ A NAKWA AZỊZA AJỤJỤ NDỊ ỌZỌ

Gaa n’adres Ịntanet anyị bụ́ jw.org/⁠ig. Ọ dịkwa n’ihe karịrị narị asụsụ itoolu ndị ọzọ. N’ebe ahụ, ị ga-ahụ isiokwu dị iche iche ga-enyere gị aka ná ndụ.

I nwekwara ike ịnọ ebe ahụ lee vidio ndị gosiri otú ndị dị iche iche si chọta ụzọ e si enweta obi ụtọ ma nọgidekwa na ya. Ụfọdụ n’ime ha bụbu ndị na-aṅụ ọgwụ ọjọọ ma ọ bụ ndị nọbu n’ụlọ mkpọrọ. Ndị ọzọ abụrụ ndị gụrụ oké akwụkwọ na ndị sayensị.

I nwere ike ịnọ na jw.org gụọ ma ọ bụ danloduo Baịbụl nakwa akwụkwọ ndị ọzọ ga-amasị gị n’akwụghị ụgwọ ọ bụla. Ụfọdụ n’ime akwụkwọ ndị ahụ bụ:

  • Unu Ga-enweli Obi Ụtọ n’Ezinụlọ Unu

  • Teta! Jenụwarị-Febụwarị 2015, isiokwu ya bụ: “Ihe Na-eme Ka Mmadụ Nwee Obi Ụtọ.”

  • Ozi Ọma Si n’Aka Chineke!

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya