Okwu Mmalite
Ekwentị na ihe ndị yiri ya hà bụ ọga gị ka hà bụ odibo gị? Ọtụtụ ndị nwere ike ikwu na ihe ndị a abụghị ọga ha. Ma, ihe ndị a nwere ike iji nwayọọ nwayọọ na-akpatara ha nsogbu. O nwedịrị ike ha agaghị ama na ọ na-akpatara ha nsogbu.
O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.
Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.