Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • gf ihe ọmụmụ 12 p. 20
  • Gịnị Na-Eme Mgbe Mmadụ Nwụrụ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Na-Eme Mgbe Mmadụ Nwụrụ?
  • Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Gịnị Na-eme Anyị ma Anyị Nwụọ?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Olee Ebe Ndị Nna Nna Anyị Hà Nọ?
    Ụzọ Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Ị̀ Chọtawo Ya?
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
  • Ì Kwesịrị Ịtụ Ndị Nwụrụ Anwụ Ụjọ?
    Teta!—2009
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
gf ihe ọmụmụ 12 p. 20

IHE ỌMỤMỤ NKE 12

Gịnị Na-eme Mgbe Mmadụ Nwụrụ?

Ọnwụ bụ adịghị ndụ. Ọnwụ yiri oké ụra. (Jọn 11:11-14) Ndị nwụrụ anwụ apụghị ịnụ ihe, ịhụ ụzọ, ikwu okwu, ma ọ bụ iche echiche ọ bụla. (Eklisiastis 9:5, 10) Okpukpe ụgha na-akụzi na ndị nwụrụ anwụ na-aga n’ala mmụọ ije soro ndị nna nna ha biri. Nke ahụ abụghị ihe Bible na-akụzi.

Ebe Jizọs kpọlitere ada Jeirọs n’ọnwụ

Ndị nwụrụ anwụ apụghị inyere anyị aka, ha apụghịkwa imerụ anyị ahụ. Ọ bụ ihe a na-ahụ n’ebe nile bụ́ ndị mmadụ ime ememe na ịchụ àjà ndị ha kwenyere na ha ga-amasị ndị nwụrụ anwụ. Nke a adịghị amasị Chineke n’ihi na ọ dabeere n’otu n’ime ụgha ndị Setan ghara. Ọ pụghịkwa ịmasị ndị nwụrụ anwụ, ebe ọ bụ na ha adịghị ndụ. Anyị ekwesịghị ịtụ ndị nwụrụ anwụ ụjọ ma ọ bụ ife ha ofufe. Anyị kwesịrị ife nanị Chineke ofufe.—Matiu 4:10.

Ndị nwụrụ anwụ ga-adị ndụ ọzọ. Jehova ga-akpọte ndị nwụrụ anwụ ịdị ndụ n’ụwa paradaịs. Oge ahụ ka dị n’ihu. (Jọn 5:28, 29; Ọrụ 24:15) Chineke pụrụ ịkpọte ndị nwụrụ anwụ dị nnọọ ka ị pụrụ isi kpọtee mmadụ n’ụra.—Mak 5:22, 23, 41, 42.

Echiche bụ́ na anyị adịghị anwụ anwụ bụ ụgha nke Setan bụ́ Ekwensu na-agbasa. Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya na-eme ka ndị mmadụ na-eche na mmụọ nke ndị nwụrụ anwụ dị ndụ ma na-akpata ọrịa na nsogbu ndị ọzọ. Setan na-aghọgbu ndị mmadụ, mgbe ụfọdụ site ná nrọ na ọhụụ. Jehova na-akatọ ndị na-anwa iso ndị nwụrụ anwụ kwurịta okwu.—Deuterọnọmi 18:10-12.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya