Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 15
  • Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Soro Chineke Na-eje Ije!
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Chineke Amalite Ike Ihe
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Eluigwe Na-akọ Ebube Chineke
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ihe E Kere Eke Na-akpọsa Ebube Chineke!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 15

Abụ nke 15

Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova

Nke E Biri Ebi

(Abụ Ọma 19)

1. Chinek’anyị, mkpụr’obi m maara

Na kpakpando n’akọ ebube gị.

Ha anaghị ekwu okwu ọ bụla,

Ma n’ezi ndị dị umeala ihe.

Ha anaghị ekwu okwu ọ bụla,

Ma n’ezi ndị dị umeala ihe.

2. I ker’anwụ, ọnwa na kpakpando.

Ị kpaar’oké osimiri ókè.

Anyị n’ele ma hụ el’igwe gị.

Y’eju anyị anya n’ị n’echeta ’madụ.

Anyị n’ele ma hụ el’igwe gị.

Y’eju anyị anya n’ị n’echeta ’madụ.

3. Iwu gị zir’ezi ma dị ọcha.

Ị n’enye anyị ihe ncheta gị

N’eny’amamihe ka ọl’edo mma.

K’anyị debe ya ma jisie y’ike.

Ọ n’eny’amamihe k’ọl’edo mma.

K’anyị debe ya ma jisie y’ike.

(Gụọkwa Ọma 12:6; 89:7; 144:3; Rom 1:​20.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya