Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 41
  • Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Fee Jehova n’Oge Ị Na-eto Eto
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ịdị Mma
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Bịa! Ka A Gbaa Gị Ume
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Ka Jehova Kwụọ Gị “Ụgwọ Ọrụ Zuru Ezu”
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 41

Abụ nke 41

Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto

Nke E Biri Ebi

(Ekliziastis 12:⁠1)

1. Jaa ji ndị n’eto eto kpọrọ ihe;

Ọ hụr’unu n’anya nke ukwuu.

Ọ n’elekọta unu nk’ọma

Site n’ezinụlọ unu na ndị enyi.

2. Sọpụrụnụ nne na nna unu,

Unu na ha esekwala okwu.

Unu na Jaa na ’madụ dị ná mma,

Unu g’enwe ezigbo obi ụtọ.

3. Cheta Chineke n’og’ị n’eto eto;

Hụ eziokwu ya n’anya mgbe niile.

I fee Jehova Chinek’Ez’anyị,

Ị g’eme k’obi ya ṅụrịa ọṅụ.

(Gụọkwa Ọma 71:17; Ákwá 3:27; Efe. 6:1-3.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya