Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 126
  • Ọrụ Anyị Ji Ịhụnanya Rụọ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọrụ Anyị Ji Ịhụnanya Rụọ
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Anyị Ji Obi Anyị Niile Rụọ Ọrụ
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Na-ebi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Ibi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị
    Bụkuo Jehova Abụ
  • ‘Detụ Jehova Ire, Hụ na Ọ Dị Mma’
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 126

Abụ nke 126

Ọrụ Anyị Ji Ịhụnanya Rụọ

Nke E Biri Ebi

(Abụ Ọma 127:⁠1)

1. Jehova, og’eruola;

A’yị ji obi dum n’ekele gị.

Anyị apụgh’ikwucha ih’ùgwù

I nyere anyị!

I si n’el’igwe gọzie

Ọrụ anyị ji ’hụnanya rụọ.

Ụlọ a anyị rụrụ n’egosi

N’ị gọzir’anyị.

(KORỌS)

Chinek’anyị, ọ bụ ih’ùgwù

Ịrụrụ gị ụlọ nke a.

K’anyị jiri ndụ anyị niile jeere gị ozi,

Too gị n’ihe dum a’yị n’eme.

2. Obi dị anyị niil’ụtọ,

Anyị aghọọla ezi ndị enyi!

Ihe a dum k’anyị ga n’echeta

Ruo ebigh’ebi!

Nna, ’mụọ gị dur’anyị

N’ọrụ a’yị ji otu obi rụọ.

A’yị mere k’aha gị dị ukwuu;

Ọ bụ ngọzi gị!

(KORỌS)

Chinek’anyị, ọ bụ ih’ùgwù

Ịrụrụ gị ụlọ nke a.

K’anyị jiri ndụ anyị niile jeere gị ozi,

Too gị n’ihe dum a’yị n’eme.

(Gụọkwa Ọma 116:1; 147:1; Rom 15:⁠6.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya