Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 2 p. 6-7
  • Ònye Bụ Ezi Chineke?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ònye Bụ Ezi Chineke?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Nkebi nke 2
    Gee Chineke Ntị
  • Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Ndị Mmụọ Adịbeghị Ndụ n’Ụwa ma Nwụọ
    Mmụọ nke Ndị Nwụrụ Anwụ—Hà Pụrụ Inyere Gị Aka ka ọ̀ bụ Imerụ Gị Ahụ? Hà Dị Adị n’Ezie?
  • Ònye Bụ Chineke?
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 2 p. 6-7

NKEBI NKE 2

Ònye Bụ Ezi Chineke?

Ebe Jehova si n’ocheze ya dị n’eluigwe na-ele ihe ndị o kere eke dị n’eluigwe na n’ụwa

E nwere naanị otu ezi Chineke. Aha ya bụ Jehova. (Abụ Ọma 83:18) Ọ bụ Mmụọ; anyị enweghị ike ịhụ ya anya. Ọ hụrụ anyị n’anya, chọọkwa ka anyị hụ ya n’anya. Ọ chọkwara ka anyị hụ ndị ọzọ n’anya. (Matiu 22:35-40) Ọ bụ Onye Kacha Ike, ọ bụkwa ya kere ihe niile.

Onye mbụ Chineke kere bụ mmụọ dị ike. Mgbe ọ bịara n’ụwa, a kpọrọ ya Jizọs Kraịst. Jehova kekwara ndị mmụọ ozi.

Jehova kere ihe niile dị n’eluigwe . . . ọ bụkwa Jehova kere ihe niile dị n’ụwa. Mkpughe 4:11

Jehova Chineke kere kpakpando, ụwa na ihe niile dị n’ime ya.​—Jenesis 1:1.

O ji ájá si n’ala kpụọ mmadụ mbụ bụ́ Adam.​—Jenesis 2:7.

  • Gịnị mere anyị ji kwesị ịsọpụrụ Jehova?—Aịzaya 42:5.

  • Olee ụfọdụ àgwà Chineke nwere?—Ọpụpụ 34:6.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya