Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 9 p. 20-21
  • Olee Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Paradaịs dị nso!
    Ị Pụrụ Ịbụ Enyi Chineke!
  • Nkebi nke 9
    Gee Chineke Ntị
  • Ànyị Na-ebi “n’Ụbọchị Ikpeazụ”?
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Ndụ Ka Mma—N’isi Nso!
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 9 p. 20-21

NKEBI NKE 9

Olee Mgbe Ụwa Ga-aghọ Paradaịs?

Ihe ọjọọ ndị na-eme n’ụwa na-egosi na Alaeze Chineke adịla nso. Luk 21:10, 11; 2 Timoti 3:1-5

Ihe ọjọọ ndị na-eme n’oge ikpeazụ bụ ịgba chaa chaa, agha, ọrịa, ụkọ nri, ụmụaka inupụrụ ndị mụrụ ha isi, na ime ihe ike n’ụlọ

Baịbụl buru ọtụtụ ihe na-eme taa n’amụma. O kwuru na ndị mmadụ ga-abụ ndị hụrụ ego n’anya, ndị na-enupụrụ ndị mụrụ ha isi, ndị na-eme ihe ike, na ndị hụrụ ihe ụtọ n’anya.

A ga-enwe oké ala ọma jijiji, agha, ụkọ nri, na ọrịa nke zuru ebe niile. Ihe ndị a na-eme taa.

Ebe Onyeàmà Jehova na-ezi otu nwoke ozi ọma Alaeze Chineke

Jizọs kwukwara na a ga-ekwusa ozi ọma banyere Alaeze Chineke n’ụwa dum.—Matiu 24:14.

Alaeze Chineke ga-ewepụ ihe ọjọọ niile. 2 Pita 3:13

Ebe a na-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ n’Amagedọn, ana-emesi Ekwensu na ndị mmụọ ọjọọ ya ike

N’oge na-adịghị anya, Jehova ga-ebibi ndị niile na-eme ihe ọjọọ.

Chineke ga-emesi Setan na ndị mmụọ ọjọọ ya ike.

Ebe Jizọs nọ n’ocheze ya n’eluigwe, ndị mmadụ si n’ebe dị iche iche ana-enwe obi ụtọ

Ndị ga-afọdụ bụ ndị gere Chineke ntị. Ha ga-ebi n’ụwa ọhụrụ ezi omume, bụ́ ebe egwu na-agaghị adị. Ndị ga-ebi na ya ga-atụkwasị ibe ha obi, hụkwa ibe ha n’anya.

  • Gịnị ka Jizọs kwuru ga-eme n’oge anyị a?—Matiu 24:3-14.

  • Chineke ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ.—2 Pita 3:7.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya