Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • ll akụkụ 12 p. 26-27
  • Olee Otú Ezinụlọ Gị Ga-esi Nwee Obi Ụtọ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Otú Ezinụlọ Gị Ga-esi Nwee Obi Ụtọ?
  • Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ezinụlọ Unu Ga-enweli Obi Ụtọ
    Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị?
  • Ndụ Ezinụlọ nke Na-atọ Chineke Ụtọ
    Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Mkpịsị Ugodi Abụọ Na-eduga n’Alụmdi na Nwunye Na-adịgide Adịgide
    Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ
  • Nkebi nke 12
    Gee Chineke Ntị
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gee Chineke Ntị Ka I Wee Dị Ndụ Ebighị Ebi
ll akụkụ 12 p. 26-27

NKEBI NKE 12

Olee Otú Ezinụlọ Gị Ga-esi Nwee Obi Ụtọ?

Ọ bụ ịhụnanya ga-eme ka ezinụlọ nwee obi ụtọ. Ndị Efesọs 5:33

Ebe Adam na Iv nọ n’ogige Iden

Iwu Chineke nyere bụ na nwoke kwesịrị ịlụ naanị otu nwaanyị, nwaanyị alụọkwa naanị otu di..

Ebe otu nwoke na-elekọta nwunye ya ahụ́ na-adịghị; ebe otu nwaanyị na-edowere di ya nri ọ ga-eri

Nwoke nke hụrụ nwunye ya n’anya na-eji obiọma emeso ya ihe, na-echebakwara ya echiche.

Nwunye kwesịrị ịna-enyere di ya aka.

Ebe otu nwoke na-agwa nwa ya nwoke ka ọ na-ege ntị n’ọmụmụ ihe

Ụmụ kwesịrị ịna-erubere ndị mụrụ ha isi.

Nwee obiọma. Ahapụkwala di gị ma ọ bụ nwunye gị chụwa nwoke ma ọ bụ nwaanyị ọzọ. Enwela obi ọjọọ, ahapụkwala ezinụlọ gị. Ndị Kọlọsi 3:5, 8-10

Ebe otu di na nwunye na-amụrụ nwa ha nwaanyị Baịbụl

Okwu Chineke kwuru na di kwesịrị ịhụ nwunye ya n’anya dị ka ọ hụrụ onwe ya n’anya nakwa na nwunye kwesịrị ịna-akwanyere di ya ùgwù nke ukwuu.

Ọ na-ewute nwaanyị ma di ya nwewa mmasị n’ebe nwaanyị ọzọ nọ

Ọ dịghị mma ka mmadụ na onye na-abụghị di ya ma ọ bụ nwunye ya nwee mmekọahụ. Ịlụ karịa otu di ma ọ bụ nwunye bụkwa ihe ọjọọ.

Ebe otu ezinụlọ n’ele anyanwụ mgbe ọ na-ada

Okwu Jehova na-akụziri ezinụlọ otú ha ga-esi nwee obi ụtọ.

  • Zere omume na-adịghị ọcha.—1 Ndị Kọrịnt 6:18.

  • Hụ ụmụ gị n’anya, na-akụziri ha ihe, na-echebekwa ha.—Diuterọnọmi 6:4-9.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya