Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • T-30 p. 1-4
  • Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?
  • Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?
    Olee Otú I Chere Ihe Ga-adị n’Ọdịnihu?
  • Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ?
    Ndị Nwụrụ Anwụ Hà Ga-adị Ndụ Ọzọ?
  • Gịnị Bụ Alaeze Chineke?
    Gịnị Bụ Alaeze Chineke?
  • Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?
    Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?
T-30 p. 1-4

Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ?

Ì chere na ọ bụ . . .

  • akwụkwọ mmadụ nkịtị dere?

  • akwụkwọ akụkọ ifo?

  • akwụkwọ si n’aka Chineke?

GỊNỊ KA BAỊBỤL KWURU?

“Ihe niile dị n’Akwụkwọ Nsọ si n’ike mmụọ nsọ Chineke.”—2 Timoti 3:16.

OLEE URU Ọ GA-ABARA GỊ?

Ị ga-amata azịza ajụjụ ndị dị mkpa ná ndụ.—Ilu 2:1-5.

Ọ ga-enyere gị aka ibi ezigbo ndụ.—Abụ Ọma 119:105.

Ọ ga-eme ka obi sie gị ike na ihe ga-aka mma n’ọdịnihu.—Ndị Rom 15:4.

Nwoke na-agụ Baịbụl na nwaanyị na-agụ Baịbụl; ebe otu ezinụlọ nwere obi ụtọ na-egwuri egwu

Ì KWESỊRỊ IKWERE IHE A BAỊBỤL KWURU?

Ee. Lee ihe atọ mere anyị ji kwuo otú ahụ:

  • Baịbụl anaghị emegide onwe ya. O were ihe karịrị otu puku afọ na narị afọ isii iji dee Baịbụl. Ihe dị ka mmadụ iri anọ dere ya. Ụfọdụ n’ime ha anọghị ndụ mgbe ibe ha dere nke ha. Ma, ha niile doro aha Chineke nsọ, gosikwa na ọ bụ yanwa ruru eru ịchị ụmụ mmadụ.

  • Baịbụl na-akọ otú ihe si mee. Ọ na-abụ ndị mmadụ kọwa akụkọ ndụ ha, ha anaghị ekwe akọta ihe ndị ha mejọrọ. Ma, ndị Chineke ji dee Baịbụl kwuru hoo haa ihe ndị ha mejọrọ, kwuokwa ihe ndị obodo ha mejọrọ.—2 Ihe E Mere 36:15, 16; Abụ Ọma 51:1-4.

  • Ihe Baịbụl kwuru na-emezu. Baịbụl kwuru na a ga-ebibi obodo Babịlọn. O kwukwara otú a ga-esi bibie ya na aha onye ga-ebibi ya. (Aịzaya 13:17-22; 45:1-3) Mgbe ihe dị ka narị afọ abụọ gachara, ihe ndị ahụ o kwuru mezuru.

    O nwekwara ọtụtụ ihe ndị ọzọ Baịbụl kwuru, ha emechaa mee otú ahụ o si kwuo ha. Ihe ndị a na-egosi na Baịbụl bụ Okwu Chineke.—2 Pita 1:21.

IHE Ị GA-ECHEBARA ECHICHE

Nna, nne, nwa ha nwoke na nwa ha nwaanyị

Olee otú Okwu Chineke ga-esi enyere gị aka ka ị na-ebi ezigbo ndụ?

Ị gụọ AỊZAYA 48:17, 18 na 2 TIMOTI 3:16, 17, ị ga-amata azịza ya.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya