Abụ 151
Ikpughe Ụmụ Chineke
Chineke g’ekpugh’ụmụ ya
N’oge n’adịgh’anya.
Ha g’eso Kraịst chịa n’el’igwe
Bụrụ ndị mmụọ d’ike.
(KORỌS)
A g’ekpugh’ụmụ Chineke
Ha n’Onyenwe ha, Kraịst.
Ha g’esokwa ya nw’e mmeri
Soro nwet’ụgw’ọrụ.
Ọ g’akpọrọ ndị nke fọrọ
N’oge n’adịgh’anya.
Eze ndị eze n’Onyenw’anyị
G’akpọrọ ha niile.
(KORỌS)
A g’ekpugh’ụmụ Chineke
Ha n’Onyenwe ha, Kraịst.
Ha g’esokwa ya nw’e mmeri
Soro nwet’ụgw’ọrụ.
(BRIJI)
Ha g’esoro Jizọs bụ́ Eze
Lụ’agha n’Amagedọn.
Kraịst g’alụ ha ka nwunye ya
Lụọ ha ru’ebigh’ebi.
(KORỌS)
A g’ekpugh’ụmụ Chineke
Ha n’Onyenwe ha, Kraịst.
Ha g’esokwa ya nw’e mmeri
Soro nwet’ụgw’ọrụ.
(Gụọkwa Dan. 2:34, 35; 1 Kọr. 15:51, 52; 1 Tesa. 4:15-17.)