Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb ihe ọmụmụ 7 p. 24-p. 25 para. 1
  • Ụlọ Elu Babel

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ụlọ Elu Babel
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ụmụ Mmadụ Ewuo Nnukwu Ụlọ Elu
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ọ̀ Bụ n’Oge A Na-ewu Ụlọ Elu Bebel Ka Asụsụ Ndị Anyị Na-asụ Malitere?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Ụgbọ Noa
    Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Ha Emeghịrị Onwe Ha Aha Wuru Ewu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb ihe ọmụmụ 7 p. 24-p. 25 para. 1
Mgbe Jehova mechara ka ndị ahụ na-arụ Ụlọ Elu Babel kwụsị ịsụ otu asụsụ, ha enweghịzi ike iji otu obi na-arụ ụlọ ahụ

ISI NKE 7

Ụlọ Elu Babel

Mgbe Iju Mmiri ahụ gachara, ụmụ Noa na ndị nwunye ha mụrụ ọtụtụ ụmụ. Ụmụ ha toro, mụtakwa ụmụ nke ha. Ha gbasara ebe dị iche iche n’ụwa otú Jehova gwara ha mee.

Ma, ụfọdụ n’ime ụmụ ha emeghị ihe ahụ Jehova gwara ha. Ha gwara ibe ha, sị: ‘Ka anyị rụọnụ obodo biri na ya. Anyị ga-arụ ụlọ elu nke elu ya ga-eru n’eluigwe. Aha anyị ga na-ewukwa ewu.’

Obi adịghị Jehova mma maka ụlọ a ha nọ na-arụ. N’ihi ya, ọ kwụsịrị ha ịrụ ya. Ị̀ ma otú o si mee ya? O mere ka ha malite ịsụ asụsụ dị iche iche na mberede kama ịsụ otu asụsụ. Ha kwụsịrị ịrụ ụlọ ahụ, ebe ọ bụ na ha anaghịzi aghọta ihe ibe ha na-ekwu. A kpọrọ obodo ahụ Babel, nke pụtara “Ọgba Aghara.” Ndị mmadụ si ebe ahụ pụọ gaa biri n’ebe dị iche iche n’ụwa. Ma, ha akwụsịghị ihe ọjọọ ndị ha na-eme n’ebe ndị ahụ ha gara biri. Ma, è nwere onye n’ime ha ka hụrụ Jehova n’anya? Anyị ga-achọpụta n’isi nke asatọ.

“Onye ọ bụla nke na-ebuli onwe ya elu ka a ga-eweda ala, ma onye na-eweda onwe ya ala ka a ga-ebuli elu.”​—Luk 18:14

Ajụjụ: Gịnị ka ndị bi na Babel mere? Olee otú Jehova si kwụsị ha ime ihe ahụ?

Jenesis 11:1-9

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya