Ihe ị ga-amụta n’akụkọ Baịbụl
ISIOKWU NKE
A ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ 48, 86, 91, 93
A ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ 5, 10, 32, 46, 102
Akwụsịla ife Jehova mgbe nsogbu bịaara gị 16, 47, 51, 57, 64, 75, 90, 95, 99, 101
Alaeze Chineke ga-eme ka onye ọ bụla nwee obi ụtọ 1, 48, 62, 79, 81, 83, 85, 86
Anyaụfụ na-eme ka mmadụ na ibe ya kwụsị ịdị ná mma 4, 14, 41
Anyị kwesịrị ịna-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke 73, 76, 94, 95, 96, 97, 98
Bụrụ enyi Jehova 11, 30, 33, 51, 56, 59, 69, 81, 82
Chineke nyere anyị Baịbụl ka anyị mara ihe 56, 66, 72, 75, 81
Emekwala ihe ọjọọ 14, 27, 49, 53, 58, 88, 89
Gee ntị, rube isi ka ị dị ndụ 3, 5, 10, 37, 39, 54, 59, 65, 72
Iwe adịghị mma 4, 12, 41, 45, 49, 65, 89
Ị gaghị na-efe Chineke, na-achụkwa Akụnụba ọnwụ ọnwụ 10, 17, 44, 59, 75, 76
Jehova anaghị echefu ihe anyị na-emere ya 16, 29, 32, 48, 65, 69, 77, 100
Jehova bụ onye pụrụ ime ihe niile 1, 7, 18, 19, 20, 21, 22, 26, 55, 60
Jehova hụrụ ndị si ná mba niile n’anya 30, 33, 48, 54, 77, 94, 97, 98, 99
Jehova ji mmadụ niile kpọrọ ihe 8, 9, 11, 21, 23, 68, 70, 74, 87, 90
Jehova kere ụwa ka anyị biri na ya 1, 2, 102, 103
Jehova na-aza ekpere anyị si n’obi anyị kpee 35, 38, 50, 64, 82
Jehova na-echebe ndị dị umeala n’obi 43, 45, 65, 67, 69
Jehova na-echebe ndị hụrụ ya n’anya 6, 22, 40, 50, 52, 55, 64, 71, 84
Jehova na-edu ndị ya 18, 25, 26, 27, 29, 34, 39, 44, 73, 80
Jehova na-eme ihe ọ bụla o kwuru 3, 10, 16, 63, 68, 70, 102, 103
Jiri ihe Jehova nyere gị kpọrọ ihe 12, 13, 24, 35, 36, 56, 75, 95, 100
Jizọs bụ Eze Alaeze Chineke. Na-erubere ya isi 74, 78, 79, 83, 84, 85, 91, 92, 99
Mmadụ ịchọ ihe ga-abara naanị ya uru na-emebiri ya na ndị ọzọ ihe 3, 4, 12, 27, 28, 39, 49, 88
Na-agbaghara ndị ọzọ otú Jehova si agbaghara gị 13, 15, 31, 43, 92
Na-ekele Jehova mgbe niile 2, 6, 67, 103
Na-emezu nkwa i kwere, Jehova na-emezu nke ya 8, 9, 11, 23, 24, 31, 34, 35, 36, 66, 93
Ndị hụrụ Jehova n’anya bụ ndị enyi kacha mma mmadụ nwere ike inwe 16, 33, 42, 80, 87, 100, 103
Ndị nnupụisi na-aghọ ndị iro Chineke 7, 17, 26, 27, 28, 88
Ndị na-eto eto, jirinụ obi unu niile na-efe Jehova 37, 51, 59, 61, 72, 100
Nwee obi ike, Jehova ga na-enyere gị aka 40, 47, 51, 53, 57, 61, 64, 65, 76, 88, 101
Okpukpe ụgha si n’aka Ekwensu 19, 20, 22, 38, 46, 49, 52, 58
Ọ bụrụ na ị hụghị nwanna gị n’anya, ị gaghị ahụli Chineke n’anya 4, 13, 15, 41
Uche Chineke ga-eme n’eluigwe nakwa n’ụwa 25, 55, 60, 62, 63, 71, 96, 102