Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 22-23
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 3
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jehova Kpọrọ Ya “Enyi M”
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Ị Ga-abụli Enyi Jehova
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ònye Bụ Ebreham?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Ebreham Nwoke Hụrụ Ndị Ọzọ N’anya
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 22-23
Ebe Ebreham na-akọrọ obere nwa ya bụ́ Aịzik banyere kpakpando

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 3

Mgbe Iju Mmiri ahụ gachara, Baịbụl gwara anyị aha mmadụ ole na ole fere Jehova. Otu n’ime ha bụ Ebreham. Na Baịbụl, a kpọrọ ya enyi Jehova. Gịnị mere e ji kpọọ ya enyi Jehova? Ọ bụrụ na ị bụ nne ma ọ bụ nna, nyere nwa gị aka ka ọ mata na Jehova hụrụ ya n’anya, chọọkwa inyere ya aka. Anyị nwere ike iji obi anyị niile rịọ Jehova ka o nyere anyị aka ime ka Ebreham, Lọt, Jekọb, na ndị ọzọ fere Jehova. Obi kwesịrị isi anyị ike na Jehova ga-emezu nkwa niile o kwere anyị.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Na-eme ihe ọ bụla Jehova gwara gị mee, ọ bụrụgodị na ime ya adịrịghị gị mfe

  • Ịbụ enyi Chineke bara ezigbo uru karịa ihe ọ bụla ọzọ

  • Jehova chọrọ ka anyị na-agbaghara ndị ọzọ nakwa ka anyị na ha kpezie ozugbo

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya