Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • lfb p. 72-73
  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 6
  • Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Site ná Mgbapụta n’Ijipt Ruo n’Eze Mbụ nke Izrel
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • Ụmụ Izrel Banyere n’Ala Kenan
    Baịbụl—Gịnị Ka Ọ Na-ekwu?
  • Ikwesị Ntụkwasị Obi Ga-eme Ka Chineke Gọzie Anyị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Jefta Mezuru Nkwa O Kwere Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ihe Ị Ga-amụta n’Akụkọ Baịbụl
lfb p. 72-73
Ebe Samsịn bu ọnụ ụzọ ámá Gaza

Ihe A Na-aga Ịkọ ná Nkebi nke 6

Mgbe ndị Izrel mechara banye n’Ala Nkwa ahụ, ụlọikwuu ahụ bịara bụrụ ebe ha na-anọ efe Jehova ezigbo ofufe. Ndị nchụàjà na-akụziri ha Iwu Chineke, ndị ikpe ana-eduzi ha. Nkebi a gosiri na mkpebi mmadụ mere na ihe ọ na-eme nwere ike ịbara ndị ọzọ uru ma ọ bụ kpatara ha nsogbu. Onye Izrel ọ bụla kwesịrị irubere Jehova isi ma na-emere mmadụ ibe ya ihe ọma. Mee ka nwa gị ghọta otú Debora, Naomi, Joshụa, Hana, ada Jefta, na Samuel si baara ndị obodo ha uru. Meekwa ka ọ ghọta na ndị na-abụghịdị ndị Izrel, dị ka Rehab, Rut, Jeel, na ndị Gibiọn kpebiri ịkwado ndị Izrel n’ihi na ha ma na Chineke nọnyeere ha.

ISI IHE NKEBI A NA-AKỤZIRI ANYỊ

  • Jehova si n’aka ndị ikpe napụta ndị ya

  • Jehova gọziri ndị rubeere ya isi, ma ndị na-eto eto ma ndị agadi, maka na ha tụkwasịrị ya obi ha niile

  • Chineke anaghị ele mmadụ anya n’ihu. Ọ na-anabata ndị niile hụrụ ya n’anya ma na-eme ihe ziri ezi n’agbanyeghị mba ha si na otú e si zụlite ha

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya