ABỤ NKE 21
Buru Ụzọ Na-achọ Alaeze Chineke
Nke E Biri Ebi
1. Al’eze Jehova n’abịa.
Ọ n’eme ka Jaa ṅụrịa.
Ọ g’eme kan-sogbu kwụsị.
Ọ bụ Jizọs bụE-ze ya.
(UKWE)
Bur’ụzọ n’achọ Al’eze
N’ezio-mume Jehova.
K’anyị too ya nám-ba niile
Ma nọsi’ike n’ozi ya.
2. Ajụla, “Gịnị kam g’eri?”
Ekwela k’o chegbuo gị.
Chineke g’egboro gịm-kpa
M’i bur’ụzọ chọ’Al’eze.
(UKWE)
Bur’ụzọ n’achọ Al’eze
N’ezio-mume Jehova.
K’anyị too ya nám-ba niile
Ma nọsi’ike n’ozi ya.
3. N’ekwusa ozi Jehova.
Mee kan-dị chọrọ ghọta
N’Al’eze Chineke dịn-so.
Ọ g’eweta Paradaịs.
(UKWE)
Bur’ụzọ n’achọ Al’eze
N’ezio-mume Jehova.
K’anyị too ya nám-ba niile
Ma nọsi’ike n’ozi ya.
(Gụọkwa Ọma 27:14; Mat. 6:34; 10:11, 13; 1 Pita 1:21.)