ABỤ NKE 148
Jehova Na-anapụta Ndị Ya
1. Jehova Chineke, naanị gị bụe-zi Chi.
Ọrụ gị dịe-bube
n’el’igwe na n’ụwa.
Ọ dịghịkwa chiọ bụla mere ihe
i mere.
Ị g’egbun-d’iro gị.
(UKWE)
Jehova n’echeb’anyị n’ogen-sogbu.
Ndị ya niile g’ahụ n’ọ bụO-kéN-kume.
Anyị nwere ezigb’okwukwe.
K’anyị too ya.
K’anyị kọsaa n’ọ bụ Jehova
n’echeb’anyị.
2. Nsogbu si n’elu si n’ala zuom ahụ́.
“Jehova, nyem ike.
Biko, nyem ob’ike.”
Jehova, si n’el’igwe nụr’ekperem,
“Zọpụtam;
Jirin-ku gị kpuchiem.”
(UKWE)
Jehova n’echeb’anyị n’ogen-sogbu.
Ndị ya niile g’ahụ n’ọ bụO-kéN-kume.
Anyị nwere ezigb’okwukwe.
K’anyị too ya.
K’anyị kọsaa n’ọ bụ Jehova
n’echeb’anyị.
3. Nd’iro gị nụ k’ị nọ n’el’igwe
bigbọọ,
Ụjọ g’ejide ha.
M’anyị g’aṅụrịọ-ṅụ.
Ụwa niile g’amata n’ọ bụ gị bụ
Chi kacha
chi niile dị n’ụwa.
(UKWE)
Jehova n’echeb’anyị n’ogen-sogbu.
Ndị ya niile g’ahụ n’ọ bụO-kéN-kume.
Anyị nwere ezigb’okwukwe.
K’anyị too ya.
K’anyị kọsaa n’ọ bụ Jehova
n’echeb’anyị.
(Gụọkwa Ọma 18:1, 2; 144:1, 2.)