Gee Ntị Ka Ị Nụ Mgbe A Ga-aza Ajụjụ Ndị A:
Gịnị bụ iwu kacha iwu niile, oleekwa ihe mere o ji dị mkpa? (Mat. 22:37, 38; Mak 12:30)
Olee ihe ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ịhụ ụwa n’anya? (1 Jọn 2:15-17)
Olee otú anyị ga-esi kụziere ndị ọzọ ka ha “hụ aha Jehova n’anya”? (Aịza. 56:6, 7)
Olee otú anyị ga-esi gosi na anyị hụrụ ụmụnna anyị n’anya? (1 Jọn 4:21)
Olee otú ndị nne na nna ga-esi kụziere ụmụ ha ka ha hụ Jehova n’anya? (Diut. 6:4-9)
Olee otú anyị ga-esi gosi na Jehova bụ ezigbo Enyi anyị? (1 Jọn 5:3)
Olee ihe ga-enyere anyị aka ịhụ Jehova n’anya mgbe niile ma ọ bụ ịhụ ya n’anya otú anyị hụburu ya? (Mkpu. 2:4, 5)