Satọdee
“Na-aṅụrịnụ ọṅụ n’olileanya ahụ. Na-atachinụ obi n’ime mkpagbu”—NDỊ ROM 12:12
ỤTỤTỤ
8:20 [10:50] Vidio Abụ Olu Ụtọ
8:30 [11:00] Abụ nke 44 na Ekpere
8:40 [11:10] OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Otú Chineke Si Enye Ndị Ohu Ya “Ntachi Obi na Nkasi Obi”
Ndị Na-adịghị Ike na Ndị Dara Mbà n’Obi (Ndị Rom 15:4, 5; 1 Ndị Tesalonaịka 5:14; 1 Pita 5:7-10)
Ndị Ihe Na-esiri Ike (1 Timoti 6:18)
“Ndị Na-enweghị Nna” (Abụ Ọma 82:3)
Ndị Agadi (Levitikọs 19:32)
9:50 [12:20] Abụ nke 138 na Ịma Ọkwa
10:00 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Wuo Ụlọ Na-agaghị Ada Ada
“Na-enwe Afọ Ojuju n’Ihe Ndị Dị Ugbu A” (Ndị Hibru 13:5; Abụ Ọma 127:1, 2)
Chebe Ụmụ Gị Ka ‘Ihe Ọjọọ’ Ghara Ime Ha (Ndị Rom 16:19; Abụ Ọma 127:3)
Zụlite Ụmụ Gị ‘Dị Ka Ụzọ Kwesịrị Ha Si Dị’ (Ilu 22:3, 6; Abụ Ọma 127:4, 5)
10:45 [12:30] BAPTIZIM: ‘Atụla Egwu’ (1 Pita 3:6, 12, 14)
11:15 [1:00] Abụ nke 79 na Nkwụsịtụ
EHIHIE
12:35 [2:00] Vidio Abụ Olu Ụtọ
12:45 [2:10] Abụ nke 126
12:50 [2:15] OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Ṅomie “Ndị Tachiri Obi”
Josef (Jenesis 37:23-28; 39:17-20; Jems 5:11)
Job (Job 10:12; 30:9, 10)
Ada Jefta (Ndị Ikpe 11:36-40)
Jeremaya (Jeremaya 1:8, 9)
1:35 [3:00] IHE NKIRI: Cheta Nwunye Lọt—Agba nke Abụọ (Luk 17:28-33)
2:05 [3:30] Abụ nke 111 na Ịma Ọkwa
2:15 [3:40] OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Si n’Ihe Ndị Chineke Kere Mụta Ịtachi Obi
Kamel (Jud 20)
Osisi Ndị Na-eto n’Elu Ugwu (Ndị Kọlọsi 2:6, 7; 1 Pita 5:9, 10)
Urukurubụba (2 Ndị Kọrịnt 4:16)
Nnụnụ A Na-akpọ Arctic Tern (1 Ndị Kọrịnt 13:7)
Nnụnụ A Na-akpọ Lapwing (Ndị Hibru 10:39)
Osisi Akeshịa (Ndị Efesọs 6:13)
3:15 [4:40] Ndị Na-eto Eto, Unu Na-eme Jehova Obi Ụtọ ma Unu Na-atachi Obi (Ilu 27:11)
3:50 [5:15] Abụ nke 135 na Ekpere Mmechi