IGBE 10A
E Ji Nwayọọ Nwayọọ Maliteghachi—Ife Chineke Ezigbo Ofufe
Nke E Biri Ebi
“Mkpọtụ ọkpụkpụ ndị na-akụkọta n’ibe ha”
William Tyndale na ndị ọzọ sụgharịrị Baịbụl n’asụsụ Bekee nakwa n’asụsụ ndị ọzọ
“Akwara na anụ ahụ́”
Charles T. Russell na ndị ha na ya na-arụkọ ọrụ kụziwere eziokwu si na Baịbụl
‘Ha malitere ịdị ndụ, jirikwa ụkwụ ha guzoro’
Mgbe e mechara ka ndị Jehova ‘dịrị ndụ’ n’afọ 1919, ha bidoro ikwusasi ozi ọma ike