IGBE 11A
Ụfọdụ Ndị Nche E ji Ama Atụ
Nke E Biri Ebi
A kpagburu ndị nche ndị a. Ma, ha ji obi ike rụọ ọrụ Chineke nyere ha. Ha dọrọ ndị mmadụ aka ná ntị, ziekwa ha ozi ọma.
IZREL OGE OCHIE
Aịzaya 778–dk. 732 T.O.N.K.
Jeremaya 647-580 T.O.N.K.
Ezikiel 613–dk. 591 T.O.N.K.
OGE NDỊOZI JIZỌS
Jọn Onye Na-eme Baptizim 29-32 O.N.K.
Jizọs 29-33 O.N.K.
Pọl dk. 34–dk. 65 O.N.K.
OGE ANYỊ A
C. T. Russell na Ndị Ya na Ha Rụkọrọ Ọrụ dk. 1879-1919
Ohu ahụ Kwesịrị Ntụkwasị Obi 1919–Taa