Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 14 p. 17
  • Mee Ka Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ n’Okwu Gị Doo Anya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Ka Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ n’Okwu Gị Doo Anya
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • E Mere Ka Ihe Ndị Bụ́ Isi Ihe Pụta Ìhè
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Ịkwadebe Ihe Ndepụta
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • A Kọwapụtara Isiokwu
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Tụleghachi Ihe Ndị Bụ́ Isi
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2024
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 14 p. 17

IHE ỌMỤMỤ NKE 14

Mee Ka Ihe Ndị Gbara Ọkpụrụkpụ n’Okwu Gị Doo Anya

Amaokwu Baịbụl

Ndị Hibru 8:1

IHE Ị GA-EME: Nyere ndị ị na-agwa okwu aka ka ha na-aghọta ihe niile ị na-ekwu. Meekwa ka ha ghọta otú nke ọ bụla n’ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ n’okwu gị si gbasa isiokwu gị na ihe i bu n’obi na-ekwu okwu ahụ.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Ghọta ihe mere i ji ekwu okwu gị. Chọpụta ma ihe omume gị ọ̀ bụ maka iji kụziere ndị mmadụ ihe, iji mee ka ihe doo ha anya ma ọ bụ iji kpalie ha ime ihe. Gbalịa hụ na ihe niile gbara ọkpụrụkpụ n’okwu gị ga-enyere gị aka imezu ihe i bu n’obi.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Jụgodị onwe gị: ‘Olee ajụjụ ndị na-ege m ntị nwere ike ịjụ gbasara isiokwu a, oleekwa ihe nwere ike ịna-eme ha obi abụọ? Olee otú ha nwere ike isi jụọ ajụjụ ndị ahụ?’ Hazie ihe ị ga-ekwu otú ga-adaba n’ajụjụ ndị ahụ ma ọ bụ n’ihe ahụ na-eme ha obi abụọ, ka ha nwee ike ịghọta ihe ị na-ekwu ma nabata ya.

  • Mee ka isiokwu ihe omume gị doo anya. Na-ekwughachi isiokwu gị n’oge niile ị na-ekwu okwu. Otú ị ga-esi eme ya bụ ikwughachi okwu ndị gbara ọkpụrụkpụ n’isiokwu gị ma ọ bụ okwu ndị yiri ha.

  • Mee ka isi ihe ndị dị n’okwu gị doo anya ma dị mfe nghọta. Họrọ naanị ihe ndị gbasara isiokwu gị nakwa ihe ndị ị ga-enwe ike ịkọwara ndị na-ege gị ntị nke ọma n’erighị oge. Mee ka isi ihe ndị ahụ dị ole na ole. I kwuchaa nke ọ bụla n’ime ha, gị echeretụ tupu gị ekwuo nke na-eso ya. Hụkwa na e nwere ihe jikọrọ nke ọ bụla na nke na-eso ya.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    I nwere ike ikwu ihe ndị gbara ọkpụrụkpụ ná mbido okwu gị ka ndị na-ege gị ntị mara ihe ha ga-atụwa anya ha ma ọ bụkwanụ gị ekwughachi ha ná ngwụcha okwu gị ka ha nwee ike icheta ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya