Ka Obi Sie Gị Ike
ỤTỤTỤ
9:30 Abụ Olu Ụtọ
9:40 Abụ nke 73 na Ekpere
9:50 Jehova Na-eme Ka Obi Sie Anyị Ike
10:05 Okwu mmadụ anọ ga-ekwu: Ka Obi Sie Gị Ike Ka . . .
Inọk
Mozis
Jehọshafat
Pita
11:05 Abụ nke 69 na Ịma Ọkwa
11:15 Mee Ka Obi Sie Gị Ike Ikwusa Ozi Ọma
11:30 Okwu Baptizim
12:00 Abụ nke 48
EHIHIE
1:10 Abụ Olu Ụtọ
1:20 Abụ nke 63 na Ekpere
1:30 Okwu Ihu Ọha: Kpebisie Ike Ịna-efe Jehova
2:00 Nchịkọta Ụlọ Nche
2:30 Abụ nke 76 na Ịma Ọkwa
2:40 Okwu mmadụ anọ ga-ekwu: Ka Obi Sie Gị Ike Ka Kraịst Mgbe A Chọrọ Ka I Mee Ihe Na-adịghị Mma
N’Ezinụlọ
N’Ụlọ Akwụkwọ
N’Ebe Ị Na-arụ Ọrụ
N’Obodo
3:40 A Ga-akwụ Anyị “Ụgwọ Ọrụ Dị Ukwuu” Maka na Obi Siri Anyị Ike
4:15 Abụ nke 119 na Ekpere