Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya
ỤTỤTỤ
9:40 Abụ Olu Ụtọ
9:50 Abụ nke 109 na Ekpere
10:00 “Nke A Bụ Ihe Ịhụ Chineke n’Anya Pụtara”
10:15 Onye Chọrọ Ịhụ Jehova n’Anya Ga-ahụ Nwanna Ya n’Anya
10:30 “Hụ Mmadụ Ibe Gị n’Anya Dị Ka Onwe Gị”
10:55 Abụ nke 82 na Ịma Ọkwa
11:05 “Ịhụnanya Na-ekpuchi Ọtụtụ Mmehie”
11:35 Okwu Baptizim
12:05 Abụ nke 50
EHIHIE
1:20 Abụ Olu Ụtọ
1:30 Abụ nke 62
1:35 Ajụjụ Ọnụ
1:45 Ọmụmụ Ihe Ụlọ Nche
2:15 Okwu Mmadụ Atọ Ga-ekwu: Too Jehova n’Oge Niile Ị Dị Ndụ
Ụmụaka
Ndị Na-eto Eto
Ndị Torola Eto
3:00 Abụ nke 10 na Ịma Ọkwa
3:10 Jiri Obi Gị Dum Hụ Jehova n’Anya
3:55 Abụ nke 37 na Ekpere