Satọdee
“Ihe gbasara ụlọ gị ga na-anụ m ọkụ n’obi”—Jọn 2:17
Ụtụtụ
9:20 Vidio Egwú
9:30 Abụ nke 93 na Ekpere
9:40 “Gịnị Ka Unu Na-achọ?” (Jọn 1:38)
9:50 IHE NKIRI SI NA BAỊBỤL:
Ozi Ọma Jizọs Kwusara: Nke 2
“Onye A Bụ Ọkpara M”—Agba nke 2 (Jọn 1:19–2:25)
10:20 Abụ nke 54 na Ịma Ọkwa
10:30 OKWU MMADỤ ASAA GA-EKWU: Ṅomie Ndị Ji Ezigbo Ofufe Kpọrọ Ihe
• Jọn Onye Na-eme Baptizim (Matiu 11:7-10)
• Andru (Jọn 1:35-42)
• Pita (Luk 5:4-11)
• Jọn (Matiu 20:20, 21)
• Jems (Mak 3:17)
• Filip (Jọn 1:43)
• Nataniel (Jọn 1:45-47)
11:35 OKWU BAPTIZIM: Ihe Baptizim Ị Ga-eme Pụtara (Malakaị 3:17; Ọrụ Ndịozi 19:4; 1 Ndị Kọrịnt 10:1, 2)
12:05 Abụ nke 52 na Nkwụsịtụ
Ehihie
1:35 Vidio Egwú
1:45 Abụ nke 36
1:50 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Na-eme Ihe Ị Mụtara n’Ọrụ Ebube Mbụ Jizọs Rụrụ
• Na-emetere Ndị Ọzọ Ebere (Ndị Galeshia 6:10; 1 Jọn 3:17)
• Dịrị Umeala n’Obi (Matiu 6:2-4; 1 Pita 5:5)
• Na-emesapụ Aka (Diuterọnọmi 15:7, 8; Luk 6:38)
2:20 Otú “Nwa Atụrụ Chineke” Si Ewepụ Mmehie (Jọn 1:29; 3:14-16)
2:45 OKWU MMADỤ ATỌ GA-EKWU: Amụma Ndị E Buru Gbasara Mezaya Mezuru—Agba nke 2
• Ihe Gbasara Ụlọ Jehova Ga Na-anụ Ya Ọkụ n’Obi (Abụ Ọma 69:9; Jọn 2:13-17)
• O Ziri “Ndị Dị Umeala n’Obi Ozi Ọma” (Aịzaya 61:1, 2)
• O Mere Ka “Ezigbo Ìhè” Nwuo na Galili (Aịzaya 9:1, 2)
3:20 Abụ nke 117 na Ịma Ọkwa
3:30 “Wepụsịanụ Ihe Ndị A Ebe A!” (Jọn 2:13-16)
4:00 “M Ga-arụ Ya” (Jọn 2:18-22)
4:35 Abụ nke 75 na Ekpere Mmechi