Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w03 7/1 p. 8
  • Ụdị Ịhụnanya nke Kasị Mma

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ụdị Ịhụnanya nke Kasị Mma
  • Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ì So ‘Ụzọ Ịhụnanya Kasị Mma’?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2009
  • “Nke Kachasị n’Ihe Ndị A Bụ Ịhụnanya”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • Ịhụnanya (Agape)—Ihe Ọ Na-abụghị na Ihe Ọ Bụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1993
  • “Karịsịa Ihe Nile, Nweenụ Ịhụnanya Siri Ike”
    Nọrọ na Nche!
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
w03 7/1 p. 8

Ụdị Ịhụnanya nke Kasị Mma

N’ỌTỤTỤ ebe n’Akwụkwọ Nsọ Grik nke Ndị Kraịst, ma ọ bụ n’Agba Ọhụrụ, okwu bụ́ “ịhụnanya” bụ nsụgharị nke okwu Grik bụ́ a·gaʹpe.

N’ịkọwa ihe okwu ahụ pụtara, akwụkwọ ntụaka bụ́ Insight on the Scripturesa na-ekwu, sị: “[A·gaʹpe] abụghị oké mkpali, nke dabeere n’ọbụbụenyi nkịtị, dị ka a na-echekarị na ọ bụ, kama ọ bụ ịhụnanya kwekọrọ n’omume ọma ma ọ bụ nke a na-egosipụta n’ebe ọha mmadụ nọ, bụ́ nke mmadụ kpachapụrụ anya na-egosipụta n’ihi na ọ bụ ụkpụrụ ọ na-agbaso, ọrụ dịịrị ya, na ihe kwesịrị ekwesị ka o mee, iji ezi obi na-achọ ọdịmma nke ndị ọzọ n’ụzọ kwekọrọ n’ihe ziri ezi. A·gaʹpe (ịhụnanya) adịtụghị achọ ịma ma mmadụ na ibe ya hà dị n’iro, ọ dịtụghịkwa ekwe ka ibu iro mee ka mmadụ gbahapụ ụkpụrụ ziri ezi ma megwara ihe e mere ya.”

A·gaʹpe pụkwara ịgụnye mmetụta miri emi. “Nweenụ ịhụnanya siri ike [a·gaʹpe] maka ibe unu,” ka Pita onyeozi dụrụ n’ọdụ. (1 Pita 4:8) Ya mere a pụrụ ikwu na a·gaʹpe na-esite ma n’obi ma n’uche. Gịnị ma ị tụlee akụkụ Akwụkwọ Nsọ ụfọdụ bụ́ ndị na-egosi ike ụdị ịhụnanya a magburu onwe ya nwere na otú ọ saruru na mbara? Akụkụ Akwụkwọ Nsọ ndị na-esonụ pụrụ inyere gị aka: Matiu 5:43-47; Jọn 15:12, 13; Ndị Rom 13:8-10; Ndị Efesọs 5:2, 25, 28; 1 Jọn 3:15-18; 4:16-21.

[Ihe e dere n’ala ala peeji]

a Nke Ndịàmà Jehova bipụtara.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya