Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp16 nke 3 p. 16
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Chineke ò nwere aha?
  • Ọ̀ dị njọ ịkpọ aha Chineke?
  • Aha Chineke
    Teta!—2017
  • Gịnị Mere O Ji Dị Mkpa Ka Anyị Na-akpọ Aha Chineke?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Gịnị Bụ Aha Chineke?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2019
  • Otú Ị Pụrụ Isi Mara Aha Chineke
    Teta!—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
wp16 nke 3 p. 16
Ihe a bụ otu n’ime akwụkwọ mpịakọta ndị e ji dee Baịbụl. Ihe dị́ n’ebe ndị a gbara okirikiri bụ aha Chineke

Ihe a bụ otu n’ime akwụkwọ mpịakọta ndị e ji dee Baịbụl. Ihe dị́ n’ebe ndị a gbara okirikiri bụ aha Chineke

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

Chineke ò nwere aha?

ỤFỌDỤ NDỊ NA-ASỊ na o nweghị aha, ndị ọzọ na-asị na aha ya bụ Chineke ma ọ bụ Onyenwe anyị, ndị ọzọ na-asịkwa na o nwere ọtụtụ aha. Gịnị ka i chere?

IHE BAỊBỤL KWURU

“Gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova, ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile.”—Abụ Ọma 83:18.

OLEE IHE ỌZỌ ANYỊ GA-AMỤTA NA BAỊBỤL?

  • Ọ bụ eziokwu na e nwere ọtụtụ aha a na-etu Chineke, ma, o nwere naanị otu aha ọ gụrụ onwe ya.—Ọpụpụ 3:15.

  • Anyị ga-amatali onye Chineke bụ; ọ chọrọ ka anyị mata ya.—Ọrụ Ndịozi 17:27.

  • Anyị mata aha Chineke, o nwere ike ime ka anyị na ya dịwa ná mma.—Jems 4:8.

Ọ̀ dị njọ ịkpọ aha Chineke?

GỊNỊ KA Ị GA-AZA?

  • Ee

  • Mba

  • Mgbe ụfọdụ

IHE BAỊBỤL KWURU

“Ejila aha Jehova bụ́ Chineke gị eme ihe efu.” (Ọpụpụ 20:7) Naanị mgbe ọ dị njọ ịkpọ aha Chineke bụ ma e jiri ya na-egwu egwu.—Jeremaya 29:9.

OLEE IHE ỌZỌ ANYỊ GA-AMỤTA NA BAỊBỤL?

  • Jizọs ma aha Chineke, kpọọkwa ya.—Jọn 17:25, 26.

  • Chineke gwara anyị ka anyị na-akpọ aha ya.—Abụ Ọma 105:1.

  • Ndị iro Chineke chọrọ ka ndị mmadụ chefuo aha ya.—Jeremaya 23:27.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu ihe ndị a kọrọ n’isiokwu a, gụọ isi nke 1 n’akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya

I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya