Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp17 nke 3 p. 16
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • È nwere mgbe a ga-enwe ikpe ziri ezi n’ụwa?
  • È nwere mba Chineke hụrụ n’anya karịa ibe ya?
  • Jehova—Isi Iyi nke Ezi Ikpe na Ezi Omume
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • “Ụzọ Ya Nile Bụ Ikpe Ziri Ezi”
    Bịaruo Jehova Nso
  • Ṅomie Jehova—Gosipụta Ikpe Ziri Ezi na Ezi Omume
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1998
  • Ikpe Ikpe Ziri Ezi—Ihe Dị Mkpa n’Ịmara Chineke
    Buru Ụbọchị Jehova n’Uche Na-ebi Ndụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2017
wp17 nke 3 p. 16
Ndị a bụ ndị si n’agbụrụ dị iche iche

Gịnị Ka Baịbụl Kwuru?

È nwere mgbe a ga-enwe ikpe ziri ezi n’ụwa?

Gịnị ka ị ga-aza?

  • Ee

  • Mba

  • O nwere ike

Ihe Baịbụl kwuru

“Amaara m nke ọma na Jehova ga-eme ka onye nọ n’ahụhụ nweta ihe ruuru ya, ka ndị ogbenye nweta ikpe ziri ezi.” (Abụ Ọma 140:12) Alaeze Chineke ga-eme ka e nwee ikpe ziri ezi n’ụwa.

Olee ihe ọzọ anyị ga-amụta na Baịbụl?

  • Chineke na-ahụ mmegbu a na-emegbu ndị mmadụ n’ụwa a, ọ ga-akwụsịkwa ya.—Ekliziastis 5:8.

  • Mgbe Chineke ga-eme ka e nwee ikpe ziri ezi n’ụwa, udo ga-adị ebe niile, obi eruokwa ndị mmadụ ala.—Aịzaya 32:16-18.

È nwere mba Chineke hụrụ n’anya karịa ibe ya?

Ụfọdụ ndị na-ekwu na Chineke bụrụ mba ụfọdụ ọnụ, gọziekwanụ ụfọdụ, ndị ọzọ ana-ekwu na Chineke hụrụ mba niile n’anya. Gịnị ka i chere?

Ihe Baịbụl kwuru

“Chineke adịghị ele mmadụ anya n’ihu, kama ná mba ọ bụla, onye na-atụ egwu ya ma na-eme ezi omume bụ onye ọ na-anabata nke ọma.” (Ọrụ Ndịozi 10:34, 35) N’anya Chineke, mmadụ niile hà otu.

Olee ihe ọzọ anyị ga-amụta na Baịbụl?

  • Baịbụl nwere “ozi ọma” maka “mba niile na ebo niile na asụsụ niile na ndị niile.”—Mkpughe 14:6.

Ọ bụrụ na ị chọrọ ịmatakwu otú ihe ga-adị mgbe a ga-enwe ikpe ziri ezi n’ụwa, gụọ isi nke 3 n’akwụkwọ a aha ya bụ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị? Ọ bụ Ndịàmà Jehova bipụtara ya

I nwekwara ike inweta ya na www.jw.org/ig

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya