Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w18 Nọvemba p. 32
  • Olee Ihe Anyị Nwere Ike Inye Jehova?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe Anyị Nwere Ike Inye Jehova?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • “Onyinye A Na-ewetara Jehova”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
  • Ihe A Ga-ejili ‘Mkpụrụ Ego Abụọ’ Zụta
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Olee Otú Ndịàmà Jehova Si Enweta Ego Ha Ji Arụ Ọrụ Ha?
    Ajụjụ Ndị Mmadụ Na-ajụkarị Gbasara Ndịàmà Jehova
  • Anyị Na-ekele Jehova Maka Ịhụnanya Unu
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
w18 Nọvemba p. 32
donate.jw.org

Olee Ihe Anyị Nwere Ike Inye Jehova?

JIZỌS kwuru, sị: “A na-enweta obi ụtọ ka ukwuu n’inye ihe karịa ka a na-enweta n’ịnara ihe.” (Ọrụ 20:35) Ihe a Jizọs kwuru bụ eziokwu, ọ gbasakwara adịm ná mma anyị na Jehova. N’ihi gịnị? Jehova enyela anyị ọtụtụ ihe ndị na-eme ka obi na-atọ anyị ụtọ. Ma anyị nwedịrị ike inwekwu obi ụtọ ma anyị nye Jehova ihe. Oleekwanụ ihe anyị nwere ike inye Jehova? Ilu 3:9 kwuru, sị: “Jiri ihe gị ndị dị oké ọnụ ahịa sọpụrụ Jehova.” Ihe ndị ahụ dị “oké ọnụ ahịa” bụ oge anyị, nkà anyị na ihe ndị anyị nwere. Ọ bụrụ na anyị ejiri ihe ndị ahụ na-akwado ofufe Chineke, anyị na-enye Jehova ihe. Ime otú ahụ ga-emekwa ka anyị na-enwe ezigbo obi ụtọ.

A bịa n’ihe ndị anyị nwere, olee ihe ga-enyere anyị aka ka anyị ghara ileghara ịna-enye Jehova ihe? Pọl onyeozi gwara ụmụnna nọ na Kọrịnt ka ha si n’ihe ha nwere “wepụta ihe” ha ga-enye n’onyinye. (1 Kọr. 16:2) Olee ihe i nwere ike ime ma ị chọọ ịmatakwu ụzọ ndị ị ga-esi enye onyinye n’Ịntanet n’obodo gị? Biko, gụọ igbe dị n’okpuru.

Ọ bụghị obodo niile ka mmadụ nwere ike isi n’Ịntanet nye onyinye. Ma e nwere ike ihụ ụzọ ndị ọzọ a ga-esi enye onyinye n’ebe e dere otú e si enye onyinye maka ọrụ zuru ụwa ọnụ. Ná mba ụfọdụ, otu n’ime ihe ndị dị na peeji a zara ajụjụ ndị mmadụ na-ajụkarị gbasara inye onyinye.

Ụzọ Dị Mfe Ị Ga-esi Enye Onyinye n’Ịntanet

NDỊ DỊ MFE NCHỌTA

  • Ebe a na-ede ihe ị chọrọ ịchọ n’Ịntanet

    Dee donate.jw.org n’ebe a na-ede ihe ị chọrọ ịchọ n’Ịntanet

  • JW Library

    N’isi mbido JW Library®, pịa ebe ga-ebuga gị ebe e dere “Donations”

NDỊ DỊ MFE ISI NA HA ENYE ONYINYE

Nye onyinye gị ugbu a ma ọ bụ gị ana-enye kwa ọnwa maka:

  • Ọrụ Zuru Ụwa Niile

  • Ọgbakọ Gị

  • Mgbakọ Ukwu

  • Mgbakọ Sekit

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya