Akụkọ Ọchịchị Chineke
◼ Marshall Islands: E nwere ngụkọta nke ndị nkwusa 203 na February—ịrị elu ji pasent 4 karịa nke e nwere n’otu ọnwa ahụ n’afọ gara aga!
◼ Norway: Na February 1999, ndị ọsụ ụzọ inyeaka jiri pasent 74 dị elu karịa ole ha dị na February 1998; ndị ọsụ ụzọ oge nile, pasent 9; nletaghachi, pasent 4; ọmụmụ Bible kwa, pasent 6. Akwụkwọ na broshuọ ndị e tinyere mụbakwara.
◼ Romania: E nwere mmụba ndị dị mma n’ọrụ ọsụ ụzọ na n’ọnụ ọgụgụ ọmụmụ Bible a na-eduzi, na-enwe ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa 37,502 jere ozi ubi na February.