Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/01 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2001
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2001
km 10/01 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Oct. 15

“Gịnị ka ọ ga-ewe iji mee ka e nwee ụwa ka mma, nke obi ụtọ dị na ya karị? [Nye ohere maka nzaghachi.] Ụmụ mmadụ anwalewo ụdị ọchịchị dị iche iche iji mee ka ihe ka mma. Ma rịba ama ihe bụ echiche Chineke banyere nke a. [Gụọ Jeremaịa 10:23.] Isiokwu a na-ekpughe ‘Isi Ihe nke Ga-eweta Ụwa Obi Ụtọ,’ na-egosi otú a ga-esi mezuo nke a n’isi nso.”

Ụlọ Nche Nov. 1

Mgbe i hotasịrị otu akụkọ na-akpata obi erughị ala, jụọ, sị, “Gịnị mere ndị mmadụ ji eme ihe ọjọọ ndị dị otú ahụ? Anyị nile kwesịrị ịma ihe bụ́ ihe ọma na ihe ọjọọ, ma ndị mmadụ ka na-eme ihe ọjọọ. N’ihi gịnị? [Mgbe ọ zaghachisịrị, gụọ Mkpughe 12:9.] Magazin a na-akọwa ụzọ isi chebe onwe anyị site n’ichebe akọ na uche anyị.”

Teta! Nov. 8

“Ma eleghị anya ị ga-ekweta na anyị na-ebi n’oge jupụtara n’ime ihe ike. [Mgbe ọ zaghachisịrị, gụọ 2 Timoti 3:3.] Ọtụtụ mgbe, omume ndị yiri nke ‘anụ ọhịa’ na-ewere ọnọdụ ọbụna n’ime ezinụlọ. Isiokwu a, bụ́ ‘Enyemaka Maka Ndị Inyom A Na-eti Ihe,’ nwere ozi na-enye olileanya. I nwere ike ịma onye ị pụrụ isoro kerịta ya.”

Teta! Nov. 8

“Ì kwere na ndị mmadụ na-enwe nrụgide taa karịa otú ha nwetụworo? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible buru nke a n’amụma. [Gụọ 2 Timoti 3:1.] Ndụ na-esiri ọtụtụ ndị ike nke na ike na-agwụ ha. Magazin a na-enye ezi agbamume. Ọ na-egosi otú a pụrụ isi lụsoo enweghị olileanya ọgụ ma mee ka ndụ dị ụtọ obibi.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya