Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 10/03 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2003
km 10/03 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Oct. 15

“Ọtụtụ mkpebi ndị anyị na-eme na-enwe mmetụta na-adịte aka ná ndụ anyị. Gịnị pụrụ inyere anyị aka izere ime mkpebi ndị amamihe na-adịghị na ha? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Ilu 3:6.] Mbipụta Ụlọ Nche a na-ekwu banyere ụkpụrụ nduzi ise ndị dabeere na Bible, bụ́ ndị nwere ike inyere anyị aka ime mkpebi ndị amamihe dị na ha.”

Ụlọ Nche Nov. 1

“N’oge ụfọdụ, anyị nile enwewo mgbe mmadụ mebiri ntụkwasị obi anyị nwere n’ebe ọ nọ. Ọ̀ dịtụwo mgbe ị jụrụ onwe gị, sị, ‘Ọ̀ dị onye m pụrụ ịtụkwasị obi?’ [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Ilu 3:5.] Magazin a na-akọwa ihe mere anyị pụrụ iji tụkwasị Chineke obi anyị nile. Ọ na-atụlekwa otú anyị pụrụ isi chọpụta ndị anyị kwesịrị ịtụkwasị obi.”

Teta! Nov. 8

“Ihe ndị e si na mmanụ ala mepụta na-emetụta ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ akụkụ nile nke ndụ anyị. Ì chewo echiche banyere ihe ndụ gaara adị ka ya ma ọ bụrụ na ha adịghị? [Nye ohere maka nzaghachi.] Magazin a na-atụle òkè dị ukwuu mmanụ ala na-ekere n’ọha mmadụ nke oge a. Ọ na-akọwakwa ihe mere na ọ dịghị anyị mkpa ịtụ egwu na, otu ụbọchị, mmanụ ala ga-agwụ.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya