Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 1/05 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 1/05 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Jan. 15

“Anyị nile chọrọ ka anyị na ụmụ anyị bie ndụ ka mma, ma ọ na-adị ọtụtụ ndị ka ọ dịghị ihe ha pụrụ ime banyere ya. Ì chere na ihe anyị ga-abụ n’ọdịnihu dị anyị n’aka? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a gosiri site na Bible na e nwere ihe anyị pụrụ ime banyere ya, na ihe anyị ga-abụ n’ọdịnihu dabeere ná mkpebi ndị anyị na-eme ugbu a.” Gụọ Deuterọnọmi 30:19.

Ụlọ Nche Feb. 1

“Ọ̀ bụ na ọ dịghị ewute gị na a na-emegbu ọtụtụ mmadụ taa ma na-emesokwa ha ihe ike? [Kọọ otu nke mere na nso nso a n’ókèala unu, ma chere ka ọ zaa.] Magazin a kwuru banyere otú Chineke si ele ndụ mmadụ anya. Ọ kọwakwara otú ọ ga-esi napụta anyị n’ahụhụ anyị na-ata n’oge a.” Gụọ Abụ Ọma 72:12-14.

Teta! Feb. 8

“Mgbe anyị na-arịa ọrịa, ọ na-amasị anyị nile ịhụ dọkịta ga-echebara mmetụta anyị echiche. Ma, ì chere na ọtụtụ ndị ọrịa na-echebara mmetụta nke dọkịta ha echiche? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a tụlere ihe ịma aka ndị dọkịta na-enwe nakwa ihe ọdịnihu ga-abụrụ ọrụ ịgwọ ọrịa.” Gụọ Aịsaịa 33:24.

“Otu n’ime ihe ịma aka kasịnụ anyị na-enwe taa bụ ịmụta ịchịkwa nchegbu. Í cheghị otú ahụ? [Chere ka ọ zaa.] Bible buru amụma na ọ bụ otú a ka ọ ga-adị kpọmkwem. [Gụọ 2 Timoti 3:1.] Magazin a na-atụ aro ndị dị irè bụ́ ndị pụrụ inyere gị na ezinụlọ gị aka ịmụta ịchịkwa nchegbu.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya