Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/13 p. 2
  • Igbe Ajụjụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Igbe Ajụjụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Olee Mgbe Nwaanyị Kwesịrị Ikpuchi Isi Ya, n’Ihi Gịnịkwa?
    “Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke”
  • Ịmalite Ọmụmụ Bible n’Ọnụ Ụzọ Nakwa Iji Telifon Amalite Ya
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2015
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2013
km 11/13 p. 2

Igbe Ajụjụ

◼ Ọ bụrụ na nwanna nwaanyị na nwanna nwoke esoro gaa ịmụrụ mmadụ ihe, ò kwesịrị ike ákwà isi ma o guzoro n’ọnụ ụzọ mụọrọ onye ahụ ihe?

Ọ bụrụ na nwanna nwaanyị na nwanna nwoke esoro gaa na nke onye ọ na-amụrụ Baịbụl, o kwesịrị ike ákwà isi. (1 Kọr. 11:3-10) Ụlọ Nche Julaị 15, 2002, peeji nke 27, kwuru na ebe ọ bụ na o tetụla a mụwaara onye ahụ ihe, ihe onye ahụ na-amụrụ ya ihe na-eme bụ ịkụziri ya ihe. E nwere ike ikwu na onye ahụ dị ka onye na-akụzi ihe n’ọgbakọ. N’ihi ya, ọ bụrụ na nwanna nwaanyị merela baptizim ana-amụrụ mmadụ Baịbụl ebe nwanna nwoke merela baptizim nọ ya, o kwesịrị ike ákwà isi. Ebe ọ sọkwara ha ha nọrọ na-amụ ihe ahụ, nwanna nwaanyị ahụ kwesịrị ike ákwà isi.

Ma, ọ bụrụ na ihe mere nwanna nwaanyị ahụ ji gaa nletaghachi bụ ka o gosi onye ahụ otú anyị si eji akwụkwọ anyị amụrụ mmadụ ihe ma ọ bụ ka ya na ya tụlee otu ebe n’akwụkwọ anyị, ọ bụghị iwu na ọ ga-ekechi isi. Ebe ọ bụ nwayọọ nwayọọ ka e ji amalitere mmadụ ọmụmụ Baịbụl, ya bụ, mgbe anyị garala nletaghachi ugboro ole na ole, onye nkwusa kwesịrị ịma mgbe ọ ga-amalite ikechi isi ma ọ bụrụ na ọ na-eguzo n’ọnụ ụzọ amụrụ mmadụ ihe.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya