Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/14 p. 3
  • “Ọ Nọghịkwa Ya Ọzọ Taa”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Ọ Nọghịkwa Ya Ọzọ Taa”
  • Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị Chọọ Ka Mkpụrụ Ị Kụrụ Too, Na-agba Ya Mmiri
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma​—Iji Ekwentị Ezi Ozi Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Gaghachi na Nke Ndị Nile Gositụrụ Mmasị
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Kwadebe Obi Onye I Ziri Ozi Ọma Maka Mgbe Ị Ga-abịaghachi
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2014
km 11/14 p. 3

“Ọ Nọghịkwa Ya Ọzọ Taa”

Ì kwutụla ụdị ihe a banyere onye ị gara nletaghachi na nke ya? N’agbanyeghị na ị gaala na nke onye ahụ ugboro ugboro, i nwetabeghị ya n’ụlọ ka i nwee ike ịgba mkpụrụ ị kụrụ mmiri. (1 Kọr. 3:6) Mgbe ụfọdụ, ndị nkwusa bụ́ aka ochie na-edere onye ahụ akwụkwọ ozi ma ọ bụ dee obere ihe n’akwụkwọ fanyere ya n’ọnụ ụzọ. Ụfọdụ na-anara onye ha ziri ozi ọma nọmba ekwentị ya n’ihi na ha ma na e nwere ike ha agaghị enweta ya n’ụlọ. Ha nara ya ya, ha ajụọ ya ma ọ̀ ga-achọ ka ha na-ezitere ya ozi n’ekwentị ya mgbe ụfọdụ. Ma ànyị nwetara onye ahụ n’ụlọ ma ànyị degaara ya akwụkwọ ozi ma ọ bụ zigara ya ozi iimel ma ọ bụ jiri ekwentị zigara ya ozi ma ọ bụ fanyere ya akwụkwọ n’ọnụ ụzọ ma ọ bụkwanụ kpọọ ya n’ekwentị, anyị nwere ike ịgụrụ nletaghachi. Ọ bụrụgodị na ọ na-esi ike inweta ya n’ụlọ, anyị na ya ka nwere ike ịna-ekwu banyere Chineke.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya