Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Ọktoba p. 8
  • Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jiri Ihe Ndị Na-agba n’Isimbido JW.ORG Na-ekwusa Ozi Ọma
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2023
  • Ndokwa Ndị E Mere Iji Nyere Anyị Aka Izere Ọbara
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Igbe Ajụjụ
    Ozi Alaeze Anyi—2000
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịchọta Ihe na JW.ORG
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2018
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Ọktoba p. 8

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Ị̀ Na-eji Kaadị JW.ORG Ezi Ozi Ọma?

Ebe Onyeàmà Jehova na-enye mmadụ kaadị jw.org

Ebe ọ bụ na oké mkpagbu ahụ adịla ezigbo nso, anyị kwesịrị ịgba mbọ na-ekwusasi ozi ọma ike. (Ilu 24:​11, 12, 20) Anyị nwere ike iji kaadị JW.ORG mee ka ndị mmadụ mata gbasara adres Ịntanet anyị, matakwa na ọ dị mkpa ịmụ Okwu Chineke. Kaadị a nwere ihe mmadụ nwere ike iji ekwentị ya sere foto, ya ebuga ya n’ebe ọ ga-ele vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? N’ebe ahụ, ọ ga-ahụkwa ebe ọ ga-ede na ọ chọrọ ka a bịa mụwara ya Baịbụl. Ụfọdụ ndị anaghị enwecha mmasị ịnara akwụkwọ anyị, ma ha ga-enwe mmasị ịga n’adres Ịntanet anyị. N’ihi ya, ahapụla inye ha kaadị a. Ma, enyekwala ya ndị na-enweghị mmasị n’ozi anyị.

Ka ị na-aga mkpa gị kwa ụbọchị, jiri kaadị a. Ị hụ onye ị chọrọ inye ya, i nwere ike ịsị ya: “O nwere kaadị m chọrọ inye gị. Ọ ga-eduga gị n’adres Ịntanet ebe e nwere akwụkwọ na vidio dị iche iche.” (Jọn 4:⁠7) Ebe ọ bụ na kaadị a dị ntakịrị, ọ ga-adịrị gị mfe itinye ụfọdụ n’akpa gị ka ị na-aga ebe ọ bụla ị na-aga, adịghị ama ama gị ahụ onye ị ga-enye ya.

NYE NDỊ MMADỤ KAADỊ JW.ORG . . .

  • mgbe ị na-agba àmà n’oge ị na-anọghị n’ozi

  • mgbe ị na-agba àmà n’ebe ahịa

  • mgbe ị hụrụ onye nwere mmasị na-achọghị ịnata akwụkwọ anyị

Kaadị jw.org e sere Baịbụl a sapere asape
Ihe a bụ azụ kaadị jw.org
Kaadị jw.org e sere ebe Onyeàmà Jehova na otu ezinụlọ na-amụ Baịbụl
Ihe a bụ azụ kaadị jw.org

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya