Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Eprel p. 2
  • Jiri Obi Ụtọ Nabata Ha

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Obi Ụtọ Nabata Ha
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • A Ga-agba Àmà Dị Egwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Nabata Ndị Zara Anyị Òkù
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Nabata Ha
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Olee Otú Anyị Nwere Ike Isi Nyere Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs Aka?
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Eprel p. 2

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Jiri Obi Ụtọ Nabata Ha

Ole ndị ka anyị ga-eji obi ụtọ nabata? Ọ bụ onye ọ bụla bịara ọmụmụ ihe anyị. Ma ndị bịara ọhụrụ ma ndị dịbu mbụ abịa. (Rom 15:7; Hib. 13:2) O nwekwara ike ịbụ nwanna anyị si mba ọzọ ma ọ bụkwanụ nwanna kwụsịrị ịbịa ọmụmụ ihe kemgbe. Were ya na ị bụ otu n’ime ndị a anyị kpọtụrụ aha. Ọ̀ bụ na ị gaghị achọ ka e jiri obi ụtọ nabata gị? (Mat. 7:12) N’ihi ya, gbalịa gagharịa n’Ụlọ Nzukọ Alaeze kelee ndị mmadụ tupu a malite ọmụmụ ihe, nakwa mgbe a gbasara? Ime otú a ga-eme ka obi ụtọ na ịhụnanya dịrị n’ọgbakọ unu. Ọ ga-ewetakwara Jehova otuto. (Mat. 5:16) Ọ bụ eziokwu na ị gaghị enwe ike ikelecha mmadụ niile, ma, obi ga-adị onye ọ bụla ụtọ ma anyị niile gbalịa mee ike anyị.a

Ọ bụghị naanị n’oge anyị na-enwe nnọkọ pụrụ iche ka anyị na-anabata ndị mmadụ nke ọma, dị ka n’oge Ncheta Ọnwụ Jizọs. Kama, anyị kwesịrị ịna-eme otú ahụ mgbe niile. Ndị ọhụrụ hụ ụdị ịhụnanya anyị nwere, o nwere ike ime ka ha too Jehova ma bịa soro anyị fewe ya.—Jọn 13:35.

a Baịbụl kwuru otú anyị kwesịrị isi na-emeso ndị a chụrụ n’ọgbakọ ma ọ bụ ndị kewapụrụ onwe ha n’ọgbakọ.—1 Kọr. 5:11; 2 Jọn 10.

Ebe otu nwanna nwoke na-ekele onye ọhụrụ bịara ọmụmụ ihe

IHE NDỊ ANYỊ NWERE IKE IME IJI NYERE NDỊ ỌHỤRỤ AKA

  • Kọwaara ha onye ị bụ ma jụọ ha aha ha

  • Gwa ha ka ha bịa ka gị na ha nọrọ

  • A gụwa Baịbụl ma ọ bụ abụ, jiri nke gị gosi ha ebe a na-agụ

  • A gbasaa, gakwuru ha mara ma hà nwere ajụjụ

  • Jiri akọ mata mgbe ị ga-ajụ ha ma hà ga-achọ ka anyị na ha mụwa Baịbụl

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya